Nkọwa okwu logo
Beta

öhürü

ọhụrụ̄

Wordọhụrụ̄
Definitions

Nominal Modifier

1.new

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Afe a di ọfụu/ọfụlu

Afe a di ọfụu/ọfụlu

This shirt is new

Ụgbọala ya dị ọhụrụ.

Ụgbọala ya dị ọhụrụ.

His car is new.

Ndị ọhụrụ n'ime ya dị abụọ.

Ndị ọhụrụ n'ime ya dị abụọ.

The new ones among them are two.

Azụtara m akpụkpọ ụkwụ ọhụrụ taa.

Azụtara m akpụkpọ ụkwụ ọhụrụ taa.

I bought a new footwear today.

Ọ dị ọhụrụ n'anya ya.

Ọ dị ọhụrụ n'anya ya.

It is new in his eyes.

Efe a dị ọhụrụ

Efe a dị ọhụrụ

This cloth is new

Naanị nke ọhụrụ ka anyị chọrọ.

Naanị nke ọhụrụ ka anyị chọrọ.

It is only new the one that we want.

Were nke ọhụrụ bịa.

Were nke ọhụrụ bịa.

Come with the new one.

Ọ bụ onye ọhụrụ n'ebe a.

Ọ bụ onye ọhụrụ n'ebe a.

He is a new person here.

Ndị ọhụrụ ebuka.

Ndị ọhụrụ ebuka.

New ones are many.

E nyere ya ọgwụ ọhụrụ.

E nyere ya ọgwụ ọhụrụ.

He was given a new set of drugs.

Ọ mụrụ nwa ọhụrụ.

Ọ mụrụ nwa ọhụrụ.

She just gave birth.

Ọ dị n'akpa ọhụrụ m.

Ọ dị n'akpa ọhụrụ m.

It is in my new bag.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.