sà
sà
Word | sà |
Definitions | Active verb 憬 1.open, especially by spreading |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Ọ ga-asa ọnụ ya ma i weta ngaji nso n'ọnụ ya.
Ọ ga-asa ọnụ ya ma i weta ngaji nso n'ọnụ ya.
She will open her mouth if you bring the spoon close to her mouth.
Nkịta ahụ sara anya mgbe ọ nụrụ ụkpọrọ.
Nkịta ahụ sara anya mgbe ọ nụrụ ụkpọrọ.
That dog opened it's eyes when it heard a noise.
sà
sà
Word | sà |
Definitions | Active verb 公 1.respond; reply |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Etu o si saa ya ajụjụ ahụ adịghị mma.
Etu o si saa ya ajụjụ ahụ adịghị mma.
The way he responded to the question was not good.
Ị ga-asa ajụjụ m jụrụ gị.
Ị ga-asa ajụjụ m jụrụ gị.
You will respond to the question I asked you.
O nweghị onye sara ya okwu.
O nweghị onye sara ya okwu.
Nobody answered him.
sá
sa
Word | sa |
Definitions | Active verb 糸 1.wash |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Ana m asa ahụ.
Ana m asa ahụ.
I am having a shower.
Ana m asa efere.
Ana m asa efere.
I am washing plates.
Saa akwa ndị ahụ ngwa ngwa.
Saa akwa ndị ahụ ngwa ngwa.
Wash those cloths quickly.
Ha na-asa akwa.
Ha na-asa akwa.
They are washing.
O kwere nkwa na ọ ga-asa ya.
O kwere nkwa na ọ ga-asa ya.
He promised to wash it.
Ịsa akwa na-amasị m.
Ịsa akwa na-amasị m.
I like washing.
ṃgbīísìömá
m̀gbiisìọ̄mā
Word | m̀gbiisìọ̄mā |
Definitions | Noun 1.perfume |
Variations | m̀gbaisìọ̄mā |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Ha nwere ụdị mgbiisiọma dị ichiiche.
Ha nwere ụdị mgbiisiọma dị ichiiche.
The have different types of perfumes.
àsáà
àsaà
Word | àsaà |
Definitions | Number 七 1.seven |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Ada nwere akpa asaa.
Ada nwere akpa asaa.
Ada has seven bags.
Kụọ aka ugboro asaa.
Kụọ aka ugboro asaa.
Clap seven times.
Nwoke ahụ mụrụ ụmụ asaa.
Nwoke ahụ mụrụ ụmụ asaa.
That man has seven children.
Ọ kpọrọ m aha ugboro asaa.
Ọ kpọrọ m aha ugboro asaa.
He called my name seven times.
Ụmụ nwoke asaa na ụmụ nwaanyị abụọ bịara mmemme ahụ.
Ụmụ nwoke asaa na ụmụ nwaanyị abụọ bịara mmemme ahụ.
Seven men and two women came for that event.