kpü üzü
kpụ ụzụ
| Word | kpụ ụzụ |
| Definitions | Active verb 姓打 1.make, mold or shape metal especially by heating and hitting 2.smith; work as blacksmith 3.(slang) build body, especially by lifting weight |
| Related Terms | |
| Word Stems |
Examples
Nna m kpụrụ ụzụ oge ọ dị n’okorobia.
Nna m kpụrụ ụzụ oge ọ dị n’okorobia.
My father worked as a blacksmith when he was young.
Ude chọrọ ịmụta ka e si akpụ ụzụ.
Ude chọrọ ịmụta ka e si akpụ ụzụ.
Ude wants to learn how to lift weight.
Ọ ga-akpụ ụzụ ma o too.
Ọ ga-akpụ ụzụ ma o too.
He will smith when he grows.
Kpụọ ụzụ ma ị chọọ ịbụ onye akpụobi.
Kpụọ ụzụ ma ị chọọ ịbụ onye akpụobi.
Build you body if you want to be a bouncer.
Ọ na-akpu ụzụ.
Ọ na-akpu ụzụ.
He smiths.
kpü ųzų
kpụ ụ̀zụ̀
| Word | kpụ ụ̀zụ̀ |
| Definitions | Active verb 1.Make metal work |
| Related Term | |
| Word Stem |
Examples
Ọtụtụ ndị na-akpụ ụzụ.
Ọtụtụ ndị na-akpụ ụzụ.
Many people are doing metal work.
Nwoke ahụ kpụrụ ụzụ n'oge gara aga.
Nwoke ahụ kpụrụ ụzụ n'oge gara aga.
That man made metalwork in time past.
Hapụ Chinedu ka ọ kpụọ ụzụ ọ na-akpụ.
Hapụ Chinedu ka ọ kpụọ ụzụ ọ na-akpụ.
Leave Chinedu to make the metalwork he is making.
Chike ga-akpụ ụzụ ma o too.
Chike ga-akpụ ụzụ ma o too.
Chike will make metalwork when he grows.
Eze na-akpụ ụzụ.
Eze na-akpụ ụzụ.
Eze makes metalwork.
Onye na-akpụ ụzụ?
Onye na-akpụ ụzụ?
Who is blacksmithing?
Anyị na-akpụ ụzụ.
Anyị na-akpụ ụzụ.
We are doing metal work.
Ọ chọrọ ịkpụ ụzụ.
Ọ chọrọ ịkpụ ụzụ.
He wants to make metalwork.