hü
hụ
Word | hụ |
Definitions | Active verb 見 1.see; find |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
A chọrọ m ịhụ nne gị.
A chọrọ m ịhụ nne gị.
I want to see your mother.
A hụrụ m ego i dobeere m.
A hụrụ m ego i dobeere m.
I saw the money you kept for me.
Welie anya ka ị na-ahụ ya.
Welie anya ka ị na-ahụ ya.
Raise your eye to be seeing it.
Ị na-ahụ ihe na-eme ugbua?
Ị na-ahụ ihe na-eme ugbua?
You see what is happening now.
A gwara m na a na-ahụ gị n'ụlọ ya.
A gwara m na a na-ahụ gị n'ụlọ ya.
I was told that you are seen at his house.
ḿgbágó
mgbago
Word | mgbago |
Definitions | Noun 寑碁懇 1.ascent; up a distance |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Achọghị m ịzụta ihe n'aka nwaanyị ahụ nọ na mgbago.
Achọghị m ịzụta ihe n'aka nwaanyị ahụ nọ na mgbago.
I don't want to but something from that woman in front.
Ọ dị na mgbago mgbago.
Ọ dị na mgbago mgbago.
It is far ahead.
Dowe ya na mgbago.
Dowe ya na mgbago.
Keep it in front.
Onye nọ na mgbago ahụ?
Onye nọ na mgbago ahụ?
Who is there, far off?
Mmiri na-azo na mgbago mana ọ naghị ezo ebe a.
Mmiri na-azo na mgbago mana ọ naghị ezo ebe a.
It is raining in front but it is not raining here
Ọ gwara anyị na ndị ohi nọ na mgbago.
Ọ gwara anyị na ndị ohi nọ na mgbago.
He told us that robbers are in front.
Ha na-alụ ọgụ na mgbago.
Ha na-alụ ọgụ na mgbago.
They are fighting in front.
Mgbago ahụ ga-aka mma.
Mgbago ahụ ga-aka mma.
That front will be better.
Ụlọ ha ka dị na mgbago.
Ụlọ ha ka dị na mgbago.
Their house is still ahead.
Ebe ị na-achọ dị na mgbago ụzọ a
Ebe ị na-achọ dị na mgbago ụzọ a
The place you are looking for is up this road.
Na mgbago ka ị ga-enweta ụgbaala.
Na mgbago ka ị ga-enweta ụgbaala.
It is in front that you will get a vehicle.
íhú
ihu
Word | ihu |
Definitions | Noun 垣 1.face 2.front; forward |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Ihu mụ na ya yiri.
Ihu mụ na ya yiri.
His face looks like mine.
Anyị nwetara oche n'ihu.
Anyị nwetara oche n'ihu.
We got a seat in the front.
Anyị ga-anọ n'ihu.
Anyị ga-anọ n'ihu.
We will sit in front.
Na-aga n'ihu, anyị so gị n'azụ.
Na-aga n'ihu, anyị so gị n'azụ.
Keep moving forward, we are behind you.
Enweghị oche ọbụla dị n'ihu ahụ.
Enweghị oche ọbụla dị n'ihu ahụ.
There are no seats at that front.
Ihu ya mara mma.
Ihu ya mara mma.
Her face looks beautiful.
Ọ hapụru akpa ya n'ihu.
Ọ hapụru akpa ya n'ihu.
She left her bag in front.