òkwùkwé
òkwùkwe
| Word | òkwùkwe |
| Definitions | Noun 1.faith, a strong belief that something or someone will work in one's favor |
| Related Terms | |
| Word Stems |
Examples
Enwere m okwukwe na asụsụ Igbo agaghị anwụ.
Enwere m okwukwe na asụsụ Igbo agaghị anwụ.
I have faith that the Igbo language will not die.
Ana m eje ebe ahụ n'okwukwe.
Ana m eje ebe ahụ n'okwukwe.
I am going there by faith.
Anyị nwere okwukwe na onweghị ihe ga-eme ya.
Anyị nwere okwukwe na onweghị ihe ga-eme ya.
We have faith that nothing will happen to him.
Emeka enweghị okwukwe n'okwu nwoke ahụ.
Emeka enweghị okwukwe n'okwu nwoke ahụ.
Emeka does not have faith in that man's words
Enwere m okwukwe na Chineke.
Enwere m okwukwe na Chineke.
I have faith in God.
Okwukwe m siri nnukwu ike.
Okwukwe m siri nnukwu ike.
My faith is very strong.
Jiri okwukwe kpee ekpere.
Jiri okwukwe kpee ekpere.
Pray with faith.
Okwukwe gị ga-esi ike.
Okwukwe gị ga-esi ike.
Your faith will be strong.
Ọ bụ naanị okwukwe ka eji enweta ya.
Ọ bụ naanị okwukwe ka eji enweta ya.
It can only be gotten through faith.