ökų
ọkụ̀
Word | ọkụ̀ |
Definitions | Noun 1.what one does for a living; profession |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Ọkụ m bụ ise ihe.
Ọkụ m bụ ise ihe.
My profession is drawing.
Akatọla ọkụ onye ọzọ.
Akatọla ọkụ onye ọzọ.
Don't stigmatize other person's profession.
òkù
òkù
Word | òkù |
Definitions | Noun 清 1.call; beckon |
Related Term | |
Word Stem | No word stems |
Examples
Ọ chọghị ịza oku a akpọrọ ya.
Ọ chọghị ịza oku a akpọrọ ya.
He does not want to answer the call made to him.
Onye kpọrọ gị oku?
Onye kpọrọ gị oku?
Who called you?
ǫkükǫ
ọ̀kụkọ̀
Word | ọ̀kụkọ̀ |
Definitions | Noun 撮 1.a domestic cock or hen; chicken; fowl |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Agaghị ejikwa na ịsị ọkụkọ epeka nwere sị na ya na ewu bụ ọgbọ
Agaghị ejikwa na ịsị ọkụkọ epeka nwere sị na ya na ewu bụ ọgbọ
You can't say that because a fowl's head is small, that it is same mate with goat
Ọkụkọ nwa ogbenye bụ ehi ya
Ọkụkọ nwa ogbenye bụ ehi ya
A poor person's chicken is his cow
Agwọ tụgburu ọkụkọ ahụ.
Agwọ tụgburu ọkụkọ ahụ.
Snake killed the chicken.
Chuma zụtara ọkụkọ abụọ ụnyaahụ.
Chuma zụtara ọkụkọ abụọ ụnyaahụ.
Chuma bought two chickens yesterday.
Anụ ọkụkọ ka anụ ehi mma.
Anụ ọkụkọ ka anụ ehi mma.
Chicken is better than beef.
Chike na-azụ ọkụkọ.
Chike na-azụ ọkụkọ.
Chike rears chickens.
Ndị dibịa ji ọkụkọ agwọ ọgwụ.
Ndị dibịa ji ọkụkọ agwọ ọgwụ.
Native doctors prepare charm with fowl.
Nri ọkụkọ dịzị ọnụ n'ahịa ugbua.
Nri ọkụkọ dịzị ọnụ n'ahịa ugbua.
Chicken feed is now expensive in the market.
M ga-enye Chineke otu nnukwu ọkụkọ.
M ga-enye Chineke otu nnukwu ọkụkọ.
I will give God one big hen.
Ọkụkọ na-eyi akwa.
Ọkụkọ na-eyi akwa.
Fowl lays egg.
Ọ bụrụ na ọkụkọ ana-akpa nri anya uhie adịghị akọ ya
Ọ bụrụ na ọkụkọ ana-akpa nri anya uhie adịghị akọ ya
A fowl searching for food cannot do without glancing sideways
ǫkų
ọ̀kụ̀
Word | ọ̀kụ̀ |
Definitions | Noun 1.plate carved from wood; wooden plate 2.accumulation point; point of convergence; source |
Related Term | |
Word Stem | No word stems |
Examples
Nnanna m nwere ọkụ ọ na-eji eri nri mgbe ọ dị ndụ.
Nnanna m nwere ọkụ ọ na-eji eri nri mgbe ọ dị ndụ.
My grandfather had a wooden plate he ate with when he was alive.
Ọkụ mmiri Ọmambala dị n'Ugume.
Ọkụ mmiri Ọmambala dị n'Ugume.
The source of Omambala river is at Ugume.
ökü
ọkụ
Word | ọkụ |
Definitions | Noun 遠 1.fire 2.the natural agent that makes things visible; light 3.electricity Nominal Modifier 遠 1.hot |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Mụnye ọkụ ka anyị sie nri.
Mụnye ọkụ ka anyị sie nri.
Light up fire let's cook.
Tiivi agaghị arụ ọrụ n'ihi na ọkụ adịghị.
Tiivi agaghị arụ ọrụ n'ihi na ọkụ adịghị.
The TV will not work because there is no electricity.
Nri ọkụ na-amasị Ezenwa.
Nri ọkụ na-amasị Ezenwa.
Ezenwa likes hot food.
Ọkụ adịghị n'imụlọ m.
Ọkụ adịghị n'imụlọ m.
There is not light in my room.
Kedu mgbe ewetara ọkụ?
Kedu mgbe ewetara ọkụ?
When did they bring light?
ǫkpǫkö
ọ̀kpọ̀kọ
Word | ọ̀kpọ̀kọ |
Definitions | Noun 1.pipe (for smoking) (word used mostly by old people) (compare ọ̀kụ ụ̄tabà) |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Ise ọkpọkọ na-ebute ọrịa n'ahụ mmadụ.
Ise ọkpọkọ na-ebute ọrịa n'ahụ mmadụ.
Smoking pipe is dangerous to health.
Ọ ma etu e si ese ọkpọkọ.
Ọ ma etu e si ese ọkpọkọ.
He knows how to smoke pipe.
Fela bụkwazị onye ama ama n'ise ọkpọkọ.
Fela bụkwazị onye ama ama n'ise ọkpọkọ.
Fela is also known for smoking pipe.