Nkọwa okwu logo
Beta

ìjélè

ìjelè

Wordìjelè
Definitions

Noun

岡寅蟻

1.big and highly decorated masquerade of the Igbo people; a graceful masquerade with a very large complex mask

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Ijele bụ oke mmọnwụ.

Ijele bụ oke mmọnwụ.

Ijele is a great masquerade.

Ijele pụta, mmọnwụ ndị ọzọ enye efe.

Ijele pụta, mmọnwụ ndị ọzọ enye efe.

When Ijele appears other masquerades give way.

Ijele anaghị agba oge ọbụla.

Ijele anaghị agba oge ọbụla.

Ijele does not appear always.

ìjérè

ìjerè

Wordìjerè
Definitions

Noun

1.soldier ant; army ant

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Ijere batara n'ụlọ nkịta m.

Ijere batara n'ụlọ nkịta m.

Soldier ants entered my dog's house.

Ijere tagburu oke ahụ.

Ijere tagburu oke ahụ.

Soldier ants bit the rat to death.

Ijere na-aga n'igwe.

Ijere na-aga n'igwe.

Soldier ants move in multitude.

Ijere na-ebi n'ọnụ.

Ijere na-ebi n'ọnụ.

Soldier ants live in holes.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.