èbùbè
èbùbè
| Word | èbùbè |
| Definitions | Noun 紳 1.glory; aura |
| Related Term | |
| Word Stem | No word stems |
Examples
Ebube ya ka ndị mmadụ ji na-asọpụrụ ya.
Ebube ya ka ndị mmadụ ji na-asọpụrụ ya.
His glory is why people are respecting him.
Ebube agụ na-eche agụ.
Ebube agụ na-eche agụ.
The aura of the lion protects the lion.
Ebube Chineke zuru m ahụ mgbe batara n'ụlọụka.
Ebube Chineke zuru m ahụ mgbe batara n'ụlọụka.
I was filled with God's aura when I entered the church.