Nkọwa okwu logo
Beta

òkìkè

òkìkè

Wordòkìkè
Definitions

Noun

1.creation

Related Term
Word Stem

No word stems

Examples

Anyị mụrụ maka okike ụwa.

Anyị mụrụ maka okike ụwa.

We learnt about world's creation.

Ọ bụ mgbe okike ụwa ka o mere.

Ọ bụ mgbe okike ụwa ka o mere.

It happened during the creation of the world.

Okike niile dị n' eliigwe na ụwa na-egosi ịhụnanya Chineke.

Okike niile dị n' eliigwe na ụwa na-egosi ịhụnanya Chineke.

All creation in heaven and earth shows the love of God.

Kemgbe okike ụwa, ahụbeghị m Chukwu ka ọ gbanwere.

Kemgbe okike ụwa, ahụbeghị m Chukwu ka ọ gbanwere.

Since the creation of the world, I have not seen God change.

Ha mere arụmụka gbasara okike ụwa n' akwụkwọ a.

Ha mere arụmụka gbasara okike ụwa n' akwụkwọ a.

They had a debate about the creation of the world in this book.

Ụfodụ ekwenyeghị na ọ bụ Chukwu bidoro okike ụwa.

Ụfodụ ekwenyeghị na ọ bụ Chukwu bidoro okike ụwa.

Some don't believe that God creat started the creation of the world.

Eserese a na-egosi okike mmadụ.

Eserese a na-egosi okike mmadụ.

This drawing shows the creation of man.

Akụkọ okike ụwa dị n' akwụkwọnsọ.

Akụkọ okike ụwa dị n' akwụkwọnsọ.

The creation story is in the bible.

Ka anyị too Chineke maka okike ya.

Ka anyị too Chineke maka okike ya.

Let us praise God for his creation.

Nchọcha ya bụ maka okike.

Nchọcha ya bụ maka okike.

His research is on creation.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.