Nkọwa okwu logo
Beta

8 found for 'village' in Igbo

Page 1 of 1

önümárá

ọnụmara

Standard Igbo
Geography

Noun

1.village

Example

Ndị ọnụmara anyị ga-eke nri echi.

Ndị ọnụmara anyị ga-eke nri echi.

Our village will share food tomorrow.

Related Terms

ümų ńná

ụmụ̀ nna

Standard Igbo

Noun

1.(patrilineage); sublineage

2.(= ogbè) ‘village’; a constituent part of a ‘quarter’ which is itself part of a ‘town’ (òbòdò), containing a number of patrileages (ụmù nnà)

3.half-brothers and/or sisters; relatives (viewed collectively); family; extended family

4.localized patrilineage; a fluid term applied narrowly to children of the same father but different mothers and widely to the patrilineal members, real or putative, whom one cannot marry; sometimes loosely applied to all the members of the village-group as opposed to other village-groups; as a 1965 39-40) residence unit, consists of a number of compounds (Uchendu, 1965: 39-40)

5.in the Onitsha area, a unit of which several make up an ogbè ('village') and which is itself subdivided into ebo

Example

Ebo unu bu gịni?

Ebo unu bu gịni?

What is your special sublineage?

Word Stems

ìró

ìro

Standard Igbo
Culture

Noun

1.large expanse/space of land in front of the compound;

2.village square

Example

Anọ m n'iro.

Anọ m n'iro.

I am outside.

Related Terms

ógbè

ogbè

Standard Igbo
Culture

Noun

1.whole, head of [orange, coconut etc] (especially of fruits)

2.village, street

Example

Anyị bi n'ogbe ha.

Anyị bi n'ogbe ha.

We live in their street.

Related Term

ǫchïchï ézèchíháchìbèrè

ọ̀chịchị ezèchihachìbèrè

Standard Igbo
Culture

Noun

1.a system of government where leadership is transferred from one generation to another

2.institutional village monarchy

Example

Ndị̣ Ọnịcha na-agbaso usoro ọchịchị ezechihachibere.

Ndị̣ Ọnịcha na-agbaso usoro ọchịchị ezechihachibere.

Onitsha people practice institutional village monarchy.

Related Terms

Word Stem

ǹchì

ǹchì

Standard Igbo
Zoology

Noun

稿

1.grasscutter (Thryonomys swinderianus)

2.village

Example

Emeka na-azụ nchi.

Emeka na-azụ nchi.

Emeka rears grasscutter.

Related Terms

ǫchïchïónyékwùóúchèyá

ọ̀chịchịonyekwùouchèya

Standard Igbo

Noun

1.democratic system of leadership or governance

2.democratic village republic

Example

Ndị Igbo ka enwe mmasị n'ọchịchịonyekwùouchèya.

Ndị Igbo ka enwe mmasị n'ọchịchịonyekwùouchèya.

Igbo people prefer democratic system of governance.

Related Terms

Word Stems

ǫgüülǫ

ọ̀gụụlọ̀

Standard Igbo
Politics

variations:

ọ̀gụ ụlọ̀

Noun

1.fighting between people of same town or village

2.a fight between members of the same family or kindred

Example

Ihe ha na-alụ bụ ̣ọgụ ụlọ.

Ihe ha na-alụ bụ ̣ọgụ ụlọ.

They are having a family fight.

Related Term

Word Stems

Nsịbịdị - 2 found

Pronunciation:

ụ́mụ̀ńà

Definitions:

1.patrilineage

2.lineage

3.family line

稿

Pronunciation:

ǹchì

Definitions:

1.cane rat

2.grass-cutter

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.