4 found for 'uso' in Igbo
Page 1 of 1
ųsö
ụ̀sọ
Noun
1.corner; by the side
Example
Dịka ị na-aga, ị ga-ahụ ya n'ụsọ.
Dịka ị na-aga, ị ga-ahụ ya n'ụsọ.
As you are going, you will see it by the corner.
Related Terms
ǹsó
ǹso
Noun
鉱
1.close; near; a short distance away; proximity
Example
Ọ bụ onye nọ nso ga-ebute ya.
Ọ bụ onye nọ nso ga-ebute ya.
It is the closest person that will carry it.
Related Terms
This word entry's dialectal variation matches with your search
ényì
enyì
Noun
込
1.someone whom one shares mutual affection with, except biological family; friend
Example
Enyi m zụtaara m akpa ojii.
Enyi m zụtaara m akpa ojii.
My friend bought a black bag for me.
Related Terms
This word entry's dialectal variation matches with your search
ǹkúkú
ǹkuku
Noun
1.the outer part or corner of a building;
2.the cornerstone
Example
Aja eji mee nkuku ụlọ a siri ike.
Aja eji mee nkuku ụlọ a siri ike.
The sand used to build this corner of the house is strong.
Related Term
This word entry's dialectal variation matches with your search