4 found for 'uchè' in Igbo
Page 1 of 1
úchè
uchè
Noun
虞
1.mind; thought
2.will; intention; opinion; sense
3.attention; interest
Name
1.short for names with 'uche' in them, example Uchenna, Uchechukwu, Uchechi, etc
Example
N'uche m, o mere ihe ọjọọ.
N'uche m, o mere ihe ọjọọ.
In my opinion, he did a bad thing.
Related Terms
Word Stem
àkpùúchè
àkpùuchè
variations:
àkpàuchè
Noun
獲虞
1.memory
Example
Akpuuche ya anaghị arụzị ọrụ nke ọma.
Akpuuche ya anaghị arụzị ọrụ nke ọma.
His memory does not work well anymore.
Related Terms
Word Stems
This word entry's dialectal variation matches with your search
échìchè
echìchè
Noun
快
1.thinking; thought
Example
Oke echiche na-ebute ọbaramgbalielu.
Oke echiche na-ebute ọbaramgbalielu.
Too much thinking causes high blood pressure.
Related Terms
Word Stem
This word entry's dialectal variation matches with your search
óbì
obì
Noun
心
1.heart; chest
2.mind; desire; wish
3.core
Example
Kwuo ihe dị gị n' obi.
Kwuo ihe dị gị n' obi.
Say what is on your mind.
Related Terms
This word entry's dialectal variation matches with your search
Nsịbịdị - 3 found
虞
Pronunciation:
úchè
Definitions:
1.mind
2.wisdom
3.sense
4.will
5.willpower
6.intelligence
7.attention span
8.interest
9.mood
10.decision
11.idea
心
Pronunciation:
óbì
Definitions:
1.heart
2.feelings
3.temper
4.dispostion
5.mind
6.thought
7.courage
8.soul
9.chest
10.centre
11.core
12.conscience
13.middle
14.meso