2 found for 'ụnwụ̄' in Igbo
Page 1 of 1
ünwü
ụnwụ
Standard Igbo
Noun
1.famine; extreme scarcity of food
Example
N'oge ahụ, ụnwụ dara n'ala ụmụanụmaanụ.
N'oge ahụ, ụnwụ dara n'ala ụmụanụmaanụ.
In that time, there was famine in the land of animals.
Related Terms
ųgànį
ụ̀gànị̀
Standard Igbo
FoodCulture
Noun
1.time of scarcity of food; scarcity; famine; dearth
2.recession (economic)
Example
Ụganị so n'ọtụtụ ihe agha na-akpata.
Ụganị so n'ọtụtụ ihe agha na-akpata.
Food shortage is one of the consequences of war.
Related Terms
This word entry's dialectal variation matches with your search