Nkọwa okwu logo
Beta

5 found for 'ụgba' in Igbo

Page 1 of 1

ųgbá

ụ̀gba

Standard Igbo
AgricultureBotanyFood

Noun

1.African oil bean

Example

Ụgba a gwọrọ agwọ na-amasị m.

Ụgba a gwọrọ agwọ na-amasị m.

I like African oil bean mixed with sauce.

Related Terms

ųgbá

ụ̀gba

Standard Igbo
Slang
Performing ArtsLawPolitics

Noun

1.problem or issues, especially arising

Example

O nweghị onye ma na a ga-enwe ụgba n'ọrụ a

O nweghị onye ma na a ga-enwe ụgba n'ọrụ a

Nobody knew that any problem will develop from this job.

Related Terms

ügbà

ụgbà

Standard Igbo
CultureBotany

Noun

1.calabash; [see ọbà]

2.broken gourd/calabash, used for sacrifice

Example

Mmanya nna m zụtara dị n'ụgba.

Mmanya nna m zụtara dị n'ụgba.

The wine my father bought is in the calabash.

Related Terms

ńsògbú

nsògbu

Standard Igbo
Culture

Noun

1.trouble; problem; disturbance

2.challenge; set back

Example

Ọrịa ahụ nyere ya ezigbo nsogbu.

Ọrịa ahụ nyere ya ezigbo nsogbu.

That sickness gave him a lot of problem.

Related Terms

This word entry's dialectal variation matches with your search

ųkpáká

ụ̀kpakā

Standard Igbo
MedicineFoodBotany

Noun

1.oil-bean tree or seed (Pentaclethra macrophylla Benth.)

Example

Anyị nwere osisi ụkpaka na be anyị.

Anyị nwere osisi ụkpaka na be anyị.

We have oil bean tree in our house.

Related Terms

This word entry's dialectal variation matches with your search

Nsịbịdị - 2 found

Pronunciation:

ń題} {ń:sògbú

Definitions:

1.problem

2.trouble

3.palaver

4.(ricky) situation

5.emergency

6.annoyance

7.inconvenience

Pronunciation:

sògbú

Definitions:

1.cause problem

2.aggravate

3.trouble

4.annoy

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2026 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.