6 found for 'thanks' in Igbo
Page 1 of 1
tü ḿmáḿmá
tụ mmām̄mā
Active verb
1.to give thanks usually to God; to offer something in thanksgiving
Example
Ọ dị mma ka na-atụ mmamma site oge ruo n'oge.
Ọ dị mma ka na-atụ mmamma site oge ruo n'oge.
It is good to give thanks from time to time.
Related Terms
dàálü
dàalụ
Interjection
1.thank you; thanks
2.hello; hi
3.keep it up
Example
Nnaa, daalụ! Ebe a ọ bụ Oboowo?
Nnaa, daalụ! Ebe a ọ bụ Oboowo?
Hi dude! Is this place Obowo?
Related Terms
Word Stems
kèlé
kèle
Active verb
液
1.greet; thank
Example
Chineke kwesịrị ka e kelee ya.
Chineke kwesịrị ka e kelee ya.
God is worthy to be praised.
Related Terms
ḿmáḿmá
mmām̄mā
Noun
m肢寐肢
1.hello; greetings; thank you
Example
Igbo, mmamma nụ!
Igbo, mmamma nụ!
Greetings, Igbos!
ñų
ṅụ̀
Active verb
1.to rejoice
2.to show warmth or embrace warmly
3.to thank someone
Example
Ọ ṅụrụ ọṅụ na ha emerielạ
Ọ ṅụrụ ọṅụ na ha emerielạ
He rejoiced that they have won.
Related Term
èkèlé
èkèle
Noun
1.greeting
2.gratitude; thanks
Example
Ekele dịrị onye meziri ihe a.
Ekele dịrị onye meziri ihe a.
Thanks be to the person that fixed this.
Related Terms
Word Stem