2 found for 'texts' in Igbo
Page 1 of 1
dégǫ
degọ̀
Standard Igbo
Active verb
1.to italicise a text; italicise
Example
Degọọ ahịrịokwu nke mbụ.
Degọọ ahịrịokwu nke mbụ.
Italicise the first sentence.
Related Term
ńdépųtá
ndepụ̀ta
Standard Igbo
EducationLanguageCommerce
Noun
1.edition; a particular form of a published text
Example
Bịa lee ebe ị ga-achọta ndepụta ọfụụ agụmagụ ahụ.
Bịa lee ebe ị ga-achọta ndepụta ọfụụ agụmagụ ahụ.
Come and see where you can find the new edition of that literature.
Related Terms
Word Stem