5 found for 'swords' in Igbo
Page 1 of 1
mï ḿmà
mị mmà
Active verb
1.draw sword, machete
2.draw the sword or machete
Example
Onye ohi ahụ chọrọ ịmị mma oge a gbara ya egbe.
Onye ohi ahụ chọrọ ịmị mma oge a gbara ya egbe.
The thief wanted to draw his matchete when he was shot.
Related Term
Word Stem
mü ḿmà
mụ mmà
Active verb
銭氏
1.sharpen a knife, matchet, sword
Example
Anyị ga-amụ mma a n'ahịa.
Anyị ga-amụ mma a n'ahịa.
We will sharpen this knife at the market.
Related Terms
Word Stem
ḿmàághá
mmàaghā
variations:
mmà aghā
Noun
1.sword [weapon with a long metal blade]
Example
Devid nwere mmaagha.
Devid nwere mmaagha.
David has a sword.
Related Terms
Word Stems
òbèjìrì
òbèjìrì
Noun
1.a double-edged, straight, sword used in battle; cutlass
2.a very sharp machete used as a weapon
Example
Ejighi obejiri egwu egwu.
Ejighi obejiri egwu egwu.
Cutlass is not for play.
Related Terms
Word Stem
má ḿmà
ma mmà
Active verb
1.pierce, strike with sword, matchet; to throw a knife; stab
2.pierce or strike with a sword or hatchet; stab
Example
Ndị ọchị ehi ọjọọ na-eji ịma mma egbu mmadụ̣.
Ndị ọchị ehi ọjọọ na-eji ịma mma egbu mmadụ̣.
The bad herdsmen kill people by stabbing.
Related Term
Word Stem