5 found for 'stupid' in Igbo
Page 1 of 1
kpökwù
kpọkwù
Active verb
1.be foolish; stupid
Example
Ọ ga-akpọkwu ma ọ hụ ndị juru ebe ahụ.
Ọ ga-akpọkwu ma ọ hụ ndị juru ebe ahụ.
He will behave stupidly when he meets the people there.
Related Term
mé ńzúzù
me nzuzù
Active verb
1.be foolish, stupid; act stupidly, foolishly
Example
Ndị na-eme nzuzu karịrị akarị.
Ndị na-eme nzuzu karịrị akarị.
Many people are behaving foolishly.
Word Stem
sökwù
sọkwù
Active verb
1.being foolish/awkward/stupid
Example
Akụdo na-asọkwu asọkwu.
Akụdo na-asọkwu asọkwu.
Akụdo is very stupid.
Word Stem
ókpó
okpō
Noun
1.senseless person; foolish person; stupid person, a maroon
Example
Emeka bụ okpo.
Emeka bụ okpo.
Emeka is a stupid person.
Related Terms
ónùkwú
onùkwu
Noun
1.naive and likely foolish person; stupid person
Example
E riri ya maka na ọ bụ onukwu.
E riri ya maka na ọ bụ onukwu.
He was duped becuase he is foolish
Related Terms