5 found for 'squeezing' in Igbo
Page 1 of 1
pįgbú
pị̀gbu
Active verb
済恩
1.kill by squeezing or pressing hard; kill silently; strangulate
Example
Ha pịgburu Ude n'abalị.
Ha pịgburu Ude n'abalị.
They silently killed Ude at night.
Related Terms
bïàjú
bịàju
Active verb
㢪埋
1.fill (by squeezing in)
Example
Ndị ohi ahụ biajuru ego n'akpa.
Ndị ohi ahụ biajuru ego n'akpa.
The thieves filled the bag with money.
Related Terms
Word Stem
pà(chà)
pà(chà)
Active verb
飼選
1.squeeze or press to bring out liquid(completely)
2.finish squeezing or pressing
Example
Ịpacha mmanụ dị n'akụoyibo adịghị mfe.
Ịpacha mmanụ dị n'akụoyibo adịghị mfe.
Squeezing out oil from coconut is not easy.
Related Terms
Word Stem
ńshïkǫ
nshịkọ̀
Noun
1.shrinking; the act of squeezing oneself in order to appear smaller (animals or humans)
Example
Nshịkọ ọ shịkọrọ onwe ya mere ha ahụghị ya.
Nshịkọ ọ shịkọrọ onwe ya mere ha ahụghị ya.
The fact that he squeezed himself made them not to see him.
Word Stems
òríǫnà
òriọ̀nà
Noun
1.local candle [made from palm fibre after squeezing out the oil]; tinder (often made palm-branch beaten to fibre); candle; lamp
Example
Biko zụtara m oriọna ọzọ.
Biko zụtara m oriọna ọzọ.
Please buy another candle for me.
Related Terms