20 found for 'spreads' in Igbo
Page 1 of 1
gbásàpų
gbāsàpụ̀
Active verb
1.spread out
Example
Nne ya gbasapụrụ aka ya mana, o kweghị ịbakụ ya.
Nne ya gbasapụrụ aka ya mana, o kweghị ịbakụ ya.
Her mom spread out her hands but she did not want to hug her.
Related Term
kpásàpü
kpasàpụ
Active verb
1.spread wide open
Example
A ga-akpasapụ ya ụbọchị ọzọ.
A ga-akpasapụ ya ụbọchị ọzọ.
It will be spread wide open another day.
Related Terms
Word Stem
tǫ úté
tọ̀ ute
Active verb
夕悪
1.place a mat (spread)
2.(fig.) be easy, easier, lighter
Example
Biko, jee tọọ ute ebe anyị ga-arahụ ụra.
Biko, jee tọọ ute ebe anyị ga-arahụ ụra.
Please, go and spread mats where we will sleep.
kòwé
kòwe
Active verb
1.hang on/spread on a line
Example
Onye na-ekowe akwa n'eriri dị n'azụ ụlọ?
Onye na-ekowe akwa n'eriri dị n'azụ ụlọ?
Who hangs clothes on the clothesline in the backyard?
Related Term
Word Stem
bǫ
bọ̀
Active verb
辞
1.spread to reveal inside
2.cut or tear open a body(animal or human)
3.dawn (of day)
Example
Ị chọrọ ịbọ ewu ahụ?
Ị chọrọ ịbọ ewu ahụ?
Do you want to cut open the goat?
Related Terms
kwúsà
kwusà
Active verb
1.say about; spread the news
Example
A na-ekwusa oziọma Kraịst n'ụwa niile.
A na-ekwusa oziọma Kraịst n'ụwa niile.
The gospel of Christ is being spread across the world.
Related Term
Word Stem
sà
sà
Active verb
憬
1.open, especially by spreading
Example
Ọ ga-asa ọnụ ya ma i weta ngaji nso n'ọnụ ya.
Ọ ga-asa ọnụ ya ma i weta ngaji nso n'ọnụ ya.
She will open her mouth if you bring the spoon close to her mouth.
Related Terms
Word Stem
ghá
gha
Active verb
1.hang, especially by spreading
Example
Ka m lawa. Akwa m ghara n'ezi.
Ka m lawa. Akwa m ghara n'ezi.
Let me start going home. My clothes are spread outside.
zísà
zisà
Active verb
1.disseminate; broadcast; spread
Example
O zisara ozi ahụ.
O zisara ozi ahụ.
He/she disseminated the information.
Related Term
Word Stem
sá
sa
Active verb
髄
1.increase in width; spread; expand
2.be wide
Example
Ntị enyi sara asa.
Ntị enyi sara asa.
The ear of an elephant is wide.
Related Terms