13 found for 'soil' in Igbo
Page 1 of 2
úbòṃ
ubòm̀
Noun
殺
1.sandy soil
Example
Ụmụaka na-egwu egwu n'ubom.
Ụmụaka na-egwu egwu n'ubom.
Children play on sandy soil.
Related Terms
ízúzù
izuzù
Nominal Modifier
1.sandy [soil]
Example
E ji aja izuzu arụ ụlọ̣.
E ji aja izuzu arụ ụlọ̣.
We build with sandy soil.
Related Terms
Word Stem
pǫtǫpötö
pọ̀tọ̀pọtọ
Noun
1.wet muddy soil;
2.(colloquial) mash (eg. porridge yam); pulp
Example
Esila ebe ahụ! Pọtọpọtọ dị ya.
Esila ebe ahụ! Pọtọpọtọ dị ya.
Don't take that place! It is muddy.
Related Term
ürö
ụrọ
Noun
制
1.clay; clay soil; edible clay; mire
Example
A na-eji ụrọ eme efere siramiiki.
A na-eji ụrọ eme efere siramiiki.
Clay is used to make ceramic plates.
Related Terms
méchú
mechu
Active verb
1.make dirty; soil
Example
O mechuru akwa m.
O mechuru akwa m.
She soiled my cloth.
Related Term
Word Stem
rü
rụ
Active verb
㩲
1.soil; spoil; defile
2.damage; cripple
Example
Gịnị rụrụ ya aka?
Gịnị rụrụ ya aka?
What deformed her hand?
Related Term
ülö
ụlọ̄
Noun
制
1.edible clay (usually a little harder);
2.clay soil; red soil used for molding, mud
Example
Ụlọ m agwụla.
Ụlọ m agwụla.
My edible clay has finished.
Related Terms
métǫ
metọ̀
Active verb
1.spoil; defile; soil; make dirty
Example
I na-emetọ ụgbọala m oge ọbụla ị nyara ya.
I na-emetọ ụgbọala m oge ọbụla ị nyara ya.
You dirty my car anytime you drove it.
Related Terms
Word Stem
nwāáfö
nwaafọ̄
Noun
子袖
1.son or child-of-the-soil; indigene; citizen
2.bona fide (person), especially of a place
Example
Nwoke ahụ bụ nwaafọ Igbo.
Nwoke ahụ bụ nwaafọ Igbo.
That man is a bona fide Igbo person.
Related Terms
Word Stems
kü
kụ
Active verb
昔
1.plant; put a seed in the soil so that it germinates
Example
Ha na-akụ ya afọ niile.
Ha na-akụ ya afọ niile.
They plant it every year.
Related Terms