12 found for 'smells' in Igbo
Page 1 of 2
sì
sì
Active verb
拷
1.smell
Example
Gịni na-esi?
Gịni na-esi?
What is smelling?
má ísì
mā isì
Active verb
件浸
1.smell; sniff
Example
Maa ya isi ka ị mara ma o mebiela.
Maa ya isi ka ị mara ma o mebiela.
Smell it to know if it is spoilt.
Related Terms
Word Stems
ísì
isì
Noun
浸
1.scent; smell; aroma
Example
Isi ofe Ada dị mma.
Isi ofe Ada dị mma.
The aroma of Ada's soup is good.
Related Terms
Word Stem
sì ísì
sì isì
Active verb
拷浸
1.smell; stink; give scent
Example
Ntị gị na-esi isi.
Ntị gị na-esi isi.
Your ear is smelling.
Related Terms
Word Stem
ághö(rï)
aghọ(rị)
Noun
1.an unpleasant smell like the one that comes from a dirty aquarium
Example
Ọ na-esi aghọrị.
Ọ na-esi aghọrị.
It smells unpleasant.
bì ághörï
bì aghọrị̄
Active verb
1.strongly smell unpleasant like a dirty aquarium or uncooked fish
Example
Ebe a niile na-ebi aghọrị.
Ebe a niile na-ebi aghọrị.
This whole place is smelling unpleasant.
Related Terms
Word Stem
nü
nụ
Active verb
傲
1.hear; taste; feel (skin); smell; sense something with four of the five sense organs
Example
Soludo nụrụ ihe anyị kwuru.
Soludo nụrụ ihe anyị kwuru.
Soludo heard what we said.
Related Terms
nü ísì
nụ isì
Active verb
傲浸
1.smell; perceive a smell; become aware of the smell of something, using the organ for smell
Example
Achọrọ m ịnụ isi ya.
Achọrọ m ịnụ isi ya.
I want to perceive the smell.
Related Terms
Word Stems
áñàáshį
aṅàashị̀
Noun
㯗
1.a giant black ant with a very painful bite and characteristic bad smell; giant plectrotena
Example
Aṅaashị gbara nwa m oge anyị nọ n'ugbo.
Aṅaashị gbara nwa m oge anyị nọ n'ugbo.
When we were at the farm, my child was bitten by the plectrotena.
Related Terms
ǹkákwü
ǹkakwụ̄
Noun
1.shrew; musk shrew (Crocidura spp.), a small, sharp-nosed creature which feeds on insects and protects itself with an obnoxious smell
Example
Ọnụ nkakwụ na-eto ogologo.
Ọnụ nkakwụ na-eto ogologo.
Shrew has along mouth.
Related Term