4 found for 'protest' in Igbo
Page 1 of 1
ńgághárị̈íwē
ngagharị̣iwē
variations:
ngagharị̣ iwē
Noun
1.a mass protest (often to express dissatisfaction); demonstration
Example
Anyị agaghị eje akwụkwọ taa maka ngagharịiwe ndị ọrụ.
Anyị agaghị eje akwụkwọ taa maka ngagharịiwe ndị ọrụ.
We will not go to school today because of workers' protest.
Related Terms
Word Stems
shí ùshí
shi ùshī
Conjunction
1.lodge a protest
Example
Anyị shiri ushi n'isiụlọọrụ ha.
Anyị shiri ushi n'isiụlọọrụ ha.
We lodged a protest at their headquarters.
bá ṃbá
ba m̀ba
Active verb
和硝
1.rant; speak or shout angrily as a protest or complaint over something
2.(slang) make a loud roaring noise, especially an animal or a machine eg. car or motorcycle
Example
Baa mba ka ha mata na obi adịghị gị mma.
Baa mba ka ha mata na obi adịghị gị mma.
Rant, so they know that you are not happy.
Related Terms
Word Stem
ḿfànyāákánüükwü
mfànyaakānụ̄ụ̄kwụ̄
variations:
mfànyeakānụ̄kwụ̄, mfanyeakānụ̄kwụ̄, mfanyaakānụ̄ụ̄kwụ̄
Noun
1.strike; industrial action; employees' organized protest of refusal to work
Example
Ndị ọrụ na-eme mfanyaakanụụkwụ
Ndị ọrụ na-eme mfanyaakanụụkwụ
The workers are on strike
Related Term
Word Stems