23 found for 'pronoun' in Igbo
Page 1 of 3
ǹnǫchíàhà
ǹnọ̀chiàhà
Noun
帰襟名
1.pronoun
Example
Nnọchiaha bụ otu n'ime nkejiasụsụ e nwere n'utaasusu Igbo.
Nnọchiaha bụ otu n'ime nkejiasụsụ e nwere n'utaasusu Igbo.
Pronoun is one of the parts of speech in Igbo grammar.
Related Term
Word Stems
chïtá
chị̄tā
Active verb
1.gather and bring several things to first or second person pronouns
2.lead well
3.achieve (figurative)
Example
Ọ chịtara n'oge nke ya.
Ọ chịtara n'oge nke ya.
He ruled well during his time.
Related Term
yá
ya
Pronoun
案
1.(3rd person singular object/possessive pronouns) he; him; his; she; her; it; its
2.3rd person command permissive subject pronoun.
Example
Ha hụrụ ya.
Ha hụrụ ya.
They saw him.
Related Terms
-nwà
-nwà
Extensional suffix
怠
1.self (suffix attached to object and plural pronouns in order to use them as subject and objects at the same time)
Example
Gịnwa ma mgbe m malitere ije a.
Gịnwa ma mgbe m malitere ije a.
You yourself know when I began this journey.
Related Terms
ó
o
Noun
1.twenty-fourth letter of the Igbo language alphabet; fifth vowel of the Igbo language alphabet; heavy vowel harmonizer
2.the subject, third-person singular pronoun (heavy vowel harmonizer)
Example
'O' dị n'aha Igbo a bụ 'Obinna'.
'O' dị n'aha Igbo a bụ 'Obinna'.
'O' is in the Igbo name 'Obinna'.
Related Terms
é
e
Noun
1.the fifth letter of the Igbo language alphabet; the second vowel of the Igbo language alphabet
2.the passive(fourth person) pronoun of Igbo language (heavy vowel harmony)
3.verb prefix (heavy vowel harmony)
Example
Enyere m ya ego buru ibu.
Enyere m ya ego buru ibu.
I gave him a lot of money.
Related Terms
ï
ị
variations:
i
Noun
1.the thirteenth letter of the Igbo language alphabet; the fourth vowel of the Igbo language alphabet
2.the subject, second-person singular pronoun (light vowel harmonizer)
Example
'Ị' dị na mkpụrụokwu a bụ 'Ịgba'.
'Ị' dị na mkpụrụokwu a bụ 'Ịgba'.
'Ị' is in the word 'Ịgba'.
Related Terms
ö
ọ
Noun
1.twenty-fifth letter of the Igbo language alphabet; sixth vowel of the Igbo language alphabet; light vowel harmonizer
2.the subject, third-person singular pronoun (light vowel harmonizer)
Example
'Ọ' dị n'aha obodo a bụ 'Ọgbaakụ'.
'Ọ' dị n'aha obodo a bụ 'Ọgbaakụ'.
'Ọ' is in the town name 'Ọgbaakụ'
Related Terms
á
a
Noun
1.the first letter of the Igbo language alphabet; first vowel of the Igbo language alphabet
2.the passive(fourth person) pronoun of the Igbo language(light vowel harmony)
3.verb prefix (light vowel harmony)
Example
A kpọrọ aha gị mana ị nụghị ya.
A kpọrọ aha gị mana ị nụghị ya.
You name was mentioned but you did not hear it.
Related Terms
í
i
Noun
1.the twelfth letter of the Igbo language alphabet; the third vowel of the Igbo language alphabet
2.the subject, second-person singular pronoun (heavy vowel harmonizer)
Example
'I' dị na mkpụrụokwu a bụ 'Igwe'.
'I' dị na mkpụrụokwu a bụ 'Igwe'.
'I' is in the word 'Igwe'.
Related Terms