Nkọwa okwu logo
Beta

11 found for 'problems' in Igbo

Page 1 of 2

ókòró

okòro

Standard Igbo
Slang
CultureLaw

Noun

1.trouble; problem

2.obstacle; hinderance

Adjective

1.troublesome; problematic

Example

Nwa a ga-emetara m okoro ugbua.

Nwa a ga-emetara m okoro ugbua.

This child will cause me trouble now.

Related Terms

Word Stem

ńsògbú

nsògbu

Standard Igbo
Culture

Noun

1.trouble; problem; disturbance

2.challenge; set back

Example

Ọrịa ahụ nyere ya ezigbo nsogbu.

Ọrịa ahụ nyere ya ezigbo nsogbu.

That sickness gave him a lot of problem.

Related Terms

ókwúnükà

okwunụkà

Standard Igbo
Culture

variations:

okwunaụka

Noun

1.trouble making(er), problem, issue

Example

Agọzie bu onye okwunụka.

Agọzie bu onye okwunụka.

Agọzie is a trouble maker.

Related Terms

Word Stem

ųgbá

ụ̀gba

Standard Igbo
Slang
Performing ArtsLawPolitics

Noun

1.problem or issues, especially arising

Example

O nweghị onye ma na a ga-enwe ụgba n'ọrụ a

O nweghị onye ma na a ga-enwe ụgba n'ọrụ a

Nobody knew that any problem will develop from this job.

Related Terms

ùkè

ùkè

Standard Igbo
Culture

Noun

1.thorn, prickle bigger than ordinary thorn, problem, mishap

2.Name of a town in Idemili-South, Anambra State

Example

Amadi bụ onye Uke.

Amadi bụ onye Uke.

Amadi is from Uke.

Related Term

Word Stem

gbàrà íké

gbàrà ike

Standard Igbo
LanguagePerforming Arts

Active verb

箋規

1.(of a task or problem) get or become tough, unresolvable or unsolvable

Example

Echeghị m na ọ ga-agbara ike.

Echeghị m na ọ ga-agbara ike.

I don't think it will get unsolvable.

Related Terms

Word Stems

ǫghöḿ

ọ̀ghọm̄

Standard Igbo
LanguageCommerceEducation

Noun

1.disadvantage; an unfavorable circumstance or condition that reduces the chances of success or effectiveness;

2.mishap; a condition or situation that causes problems;

3.loss; failure

Example

Ọghọm dị iche iche dị n'ịlụ ọtụtụ nwunye.

Ọghọm dị iche iche dị n'ịlụ ọtụtụ nwunye.

There are disadvantages in marrying many wives.

Related Terms

Word Stem

ìzù

ìzù

Standard Igbo
LanguageCulturePolitics

Noun

1.plan; a detailed resolution on what to do

2.dialogue; a discussion between two or more people, especially on how to resolve a problem

Example

Izu ha megidere m.

Izu ha megidere m.

Their plan was against me.

Related Term

Word Stem

ḿkpà

mkpà

Standard Igbo
Culture

Noun

1.pressure; need; difficulty; necessity; something pressing

2.challenge; problem

Example

Ka Chukwu gboro gị mkpa gị n'oge na adịghị anaya.

Ka Chukwu gboro gị mkpa gị n'oge na adịghị anaya.

May God solve your need in no distant time.

Related Terms

rụ

Standard Igbo
AgricultureCommerceEducationMathematicsTechnology

Active verb

1.build; make a structure;

2.work; engage in physical or mental activity with the intention of getting a result;

3.solve; work a problem to get an answer, especially calculation

4.cause a problem/commit a crime

Example

A na-arụ akwammiri ọzọ na Mmiri Naịja.

A na-arụ akwammiri ọzọ na Mmiri Naịja.

Another bridge is being built on River Niger.

Related Terms

Nsịbịdị - 4 found

Pronunciation:

ń題} {ń:sògbú

Definitions:

1.problem

2.trouble

3.palaver

4.(ricky) situation

5.emergency

6.annoyance

7.inconvenience

Pronunciation:

sògbú

Definitions:

1.cause problem

2.aggravate

3.trouble

4.annoy

Pronunciation:

Definitions:

Pronunciation:

ḿkpà

Definitions:

1.依器. important

2.relevant

3.significant

4.special

5.necessary

6.necessity

7.pressing need

8.desperation

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.