Nkọwa okwu logo
Beta

9 found for 'plenty' in Igbo

Page 1 of 1

bá übá

ba ụ̄bā

Standard Igbo
Commerce

Active verb

真ụ真

1.be plenty; be abundant; increase;

2.be rich

Example

Ị chọrọ ịba ụba?

Ị chọrọ ịba ụba?

Do you want to be rich?

Related Term

Word Stem

ìmèríìmè

ìmèriìmè

Standard Igbo
Language

Quantifier

1.most; plenty; a large number

Example

Imeriime mmadụ bịara ebe a.

Imeriime mmadụ bịara ebe a.

A great crowd came here.

Related Terms

hí ńnē

hi nnē

Standard Igbo
Commerce

Active verb

須傷

1.be many; plenty; numerous

Example

Mmadụ hiri nne na mmemme ahụ.

Mmadụ hiri nne na mmemme ahụ.

The crowd was too much at the event.

Related Term

Word Stem

bá

ba

Standard Igbo

Active verb

1.be many, plenty, much, abundant, numerous; multiply

2.grow rich, wealthy

Example

Amara Chineke ga-abara gị ụba.

Amara Chineke ga-abara gị ụba.

The grace of God will be abundant for you.

Related Term

ùjú

ùju

Standard Igbo

Noun

寇埋

1.fullness; plenty

Example

Anyi no n’uju nni kịtaa

Anyi no n’uju nni kịtaa

We are at present in a time of plenty (of food)

Related Terms

Word Stem

jú

jū

Standard Igbo

Active verb

1.be many or plenty

2.be full

Example

Nri juru ebe ahu.

Nri juru ebe ahu.

Food is plenty there.

Related Terms

ųbá

ụ̀ba

Standard Igbo
CommercePoliticsCulture

Noun

1.riches; affluence; wealth;

2.plenty

Example

Ọ bara ụba.

Ọ bara ụba.

It is plenty.

Related Term

Word Stem

ìgwùrùbè

ìgwùrùbè

Standard Igbo
Culture

Noun

1.locust

2.plenty, many

Example

Ahụbeghị m igwurube mbụ.

Ahụbeghị m igwurube mbụ.

I have not seen a locust before.

Related Terms

Word Stem

síjú

siju

Standard Igbo
Food

Active verb

1.cook enough; cook plenty; overcook

Example

Anyị sijuru àgwà ite.

Anyị sijuru àgwà ite.

We cooked a filled pot of beans.

Related Terms

Word Stem

Nsịbịdị - 2 found

Pronunciation:

Definitions:

1.increase

Pronunciation:

Definitions:

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.