Nkọwa okwu logo
Beta

6 found for 'oku' in Igbo

Page 1 of 1

òkù

òkù

Standard Igbo

Noun

1.call; beckon

Example

Ọ chọghị ịza oku a akpọrọ ya.

Ọ chọghị ịza oku a akpọrọ ya.

He does not want to answer the call made to him.

Related Term

ökų

ọkụ̀

Standard Igbo

Noun

1.what one does for a living; profession

Example

Ọkụ m bụ ise ihe.

Ọkụ m bụ ise ihe.

My profession is drawing.

Related Terms

ǫkų

ọ̀kụ̀

Standard Igbo

Noun

1.plate carved from wood; wooden plate

2.accumulation point; point of convergence; source

Example

Nnanna m nwere ọkụ ọ na-eji eri nri mgbe ọ dị ndụ.

Nnanna m nwere ọkụ ọ na-eji eri nri mgbe ọ dị ndụ.

My grandfather had a wooden plate he ate with when he was alive.

Related Term

ökü

ọkụ

Standard Igbo

Noun

1.fire

2.the natural agent that makes things visible; light

3.electricity

Nominal Modifier

1.hot

Example

Mụnye ọkụ ka anyị sie nri.

Mụnye ọkụ ka anyị sie nri.

Light up fire let's cook.

Related Terms

ǫkükǫ

ọ̀kụkọ̀

Standard Igbo
Zoology

Noun

1.a domestic cock or hen; chicken; fowl

Example

Agaghị ejikwa na ịsị ọkụkọ epeka nwere sị na ya na ewu bụ ọgbọ

Agaghị ejikwa na ịsị ọkụkọ epeka nwere sị na ya na ewu bụ ọgbọ

You can't say that because a fowl's head is small, that it is same mate with goat

Related Terms

ǫkpǫkö

ọ̀kpọ̀kọ

Standard Igbo
Culture

Noun

1.pipe (for smoking) (word used mostly by old people) (compare ọ̀kụ ụ̄tabà)

Example

Ise ọkpọkọ na-ebute ọrịa n'ahụ mmadụ.

Ise ọkpọkọ na-ebute ọrịa n'ahụ mmadụ.

Smoking pipe is dangerous to health.

Related Terms

Word Stem

Nsịbịdị - 4 found

Pronunciation:

òkù

Definitions:

1.a call

2.notice

3.invitation

4.summon

5.meeting

Pronunciation:

ökụ́

Definitions:

1.fire

2.heat

3.依器. hot

Pronunciation:

ökụ́

Definitions:

1.fire

2.heat

3.依器. hot

Pronunciation:

ǫkụ́kǫ

Definitions:

1.chicken

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2026 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.