5 found for 'oji' in Igbo
Page 1 of 1
ójì
ojì
Noun
1.iron staff with pieces of metal usually used by native doctors and masquerades. It makes some metallic sounds when hit on the ground; ceremonial staff of dibịà
Example
Mmọnwụ ahụ ji oji.
Mmọnwụ ahụ ji oji.
The masquerade has a metal staff.
Related Terms
Word Stem
öjï
ọjị
Noun
益
1.kola nut
2.any edible presented to a visitor
Example
Ada meere m ọjị mgbe m gara be ya.
Ada meere m ọjị mgbe m gara be ya.
Ada hosted me with edibles, when I went to her place.
Related Terms
öjį
ọjị̀
Noun
柏
1.is a large and tall hardwood tree native to the west coast of tropical Africa that can live up to 500 years; iroko (Milicia excelsa)
Example
E ji ọjị apịpụta ikwe.
E ji ọjị apịpụta ikwe.
Iroko is used to carve out mortar.
Related Terms
ójíí
ojiī
Adjective
越
1.dark; black
Example
Ntụtụ m dị oji.
Ntụtụ m dị oji.
My hair is black.
Related Terms
Word Stem
Áchï
Achị
Proper noun
1.name of a town in Oji River, Enugu State
Example
Nnamdị bụ onye Achị.
Nnamdị bụ onye Achị.
Nnamdị is from Achị.
Word Stem