3 found for 'ọcha' in Igbo
Page 1 of 1
öchá
ọcha
Adjective
麗
1.fair, light (complexion or color)
2.white
Example
Ha were ya n'ọrụ maka na ọ dị ọcha.
Ha were ya n'ọrụ maka na ọ dị ọcha.
They employed her because she is fair in complexion.
Related Terms
ǫchá
ọ̀cha
Noun
皇
1.the color, white;
2.fair in complexion;
3.clean [of a cloth]
Example
Nke gị dị ọcha mana nke m dị oji.
Nke gị dị ọcha mana nke m dị oji.
Yours is white but mine is black.
Related Terms
Word Stem
ǫchïchá
ọ̀chịchā
Noun
憧
1.cockroach; a brown, winged, nocturnal, scavenging insect that resembles a beetle
Example
Anyị mụrụ maka ọchịcha n'ụlọakwụkwọ anyị taa.
Anyị mụrụ maka ọchịcha n'ụlọakwụkwọ anyị taa.
We learnt about cockroach at school today.
Related Term
This word entry's dialectal variation matches with your search