6 found for 'ọ̀zọ' in Igbo
Page 1 of 1
özö
ọzọ̄
Noun
敬
1.large ape, especially chimpanzee, gorilla
Example
Ndị sayensị kenyere ọzọ na mmadụ n'otu otu anụmaanụ.
Ndị sayensị kenyere ọzọ na mmadụ n'otu otu anụmaanụ.
Scientists categorized apes and humans in the same group of animals.
Related Terms
özö
ọzọ̄
Noun
撃窟
1.a noble chieftaincy, in Igbo land, conferred on an indigene
Example
E chiri m ọzọ be nna m.
E chiri m ọzọ be nna m.
I was confered the ozo title at my father's place.
Related Terms
ǫzö
ọ̀zọ
Quantifier
景
1.again; other; another
2.else
Example
Achọghị m nke ọzọ ahụ.
Achọghị m nke ọzọ ahụ.
I don't want that other one.
Related Term
özǫdïḿgbá
ọzọ̀dịm̄gbā
variations:
ọzọ̀dịm̄gbā
Noun
敬忌苦
1.gorilla
Example
Ọzọdimgba so n'ime anụmaanụ m na-ejibe anya m hụ.
Ọzọdimgba so n'ime anụmaanụ m na-ejibe anya m hụ.
The gorilla is among the animals that I have not seen live.
Related Terms
Word Stems
chí özö
chi ọzọ̄
Active verb
1.take a title; take ọzọ title (literally take honour);
2.receive ọzọ title; chieftaincy title
Example
O chiri ọzọ na nwata.
O chiri ọzọ na nwata.
He took a chieftaincy title at a tender age.
Related Term
Word Stem
This word entry's verb tense matches with your search
ìchíè
ìchiè
Noun
寅長
1.the noble ranks of the 'ǹzè' and 'ọzọ̄' in the Igbo traditional system
2.a person conferred the noble 'ǹzè' and 'ọzọ̄' ranks of the Igbo traditional system; a lord
Example
Nna enyi m nwoke bụ ichie n'obodo ha.
Nna enyi m nwoke bụ ichie n'obodo ha.
My friend's dad is a member of the king's cabinet at their hometown.
Related Terms