Nkọwa okwu logo
Beta

10 found for 'nothing' in Igbo

Page 1 of 1

ǫkpörö

ọ̀kpọrọ

Standard Igbo
Mathematics

Adverb

1.for nothing; in vain

Example

Ihe niile i mere bụ n'ọkpọrọ.

Ihe niile i mere bụ n'ọkpọrọ.

Everything you did was in vain.

Related Term

òséēká

òseēkā

Standard Igbo
EducationCulture

Noun

1.a good for nothing; an irresponsible person

Example

Chima bụ oseeka.

Chima bụ oseeka.

Chima is a good for nothing person.

Related Term

ǹkïtï

ǹkịtị

Standard Igbo
Culture

Nominal Modifier

1.nothing; vain; idle; ordinary

Example

Mgbe anyị ruru n'ụlọ ya, o nyeghịdị anyị mmiri nkịtị ka anyị ṅụọ.

Mgbe anyị ruru n'ụlọ ya, o nyeghịdị anyị mmiri nkịtị ka anyị ṅụọ.

When we got to his house, he did not even give us ordinary water to drink.

Related Terms

éfù

efù

Standard Igbo
Common Term
Mathematics

Nominal Modifier

1.ordinary; mere

2.vain; useless; meaningless; for nothing; waste

Example

Ife aka efu ga-akpalite mgbaama.

Ife aka efu ga-akpalite mgbaama.

A mere wave of the hand will trigger the alarm.

Related Terms

lébàrà ányá

lebàrà anya

Standard Igbo
Education

Active verb

浪貝鮮目

1.review; look into; assess something in order to make a change if necessary; double-check something; to deliberate on something

2.supervise; keep eyes on something being done to make sure nothing goes wrong

Example

Anyị lebara anya n'ihe ahụ.

Anyị lebara anya n'ihe ahụ.

We looked into that.

Related Terms

Word Stems

gbá áká

gba aka

Standard Igbo
CultureLanguagePerforming ArtsMedicineFashionAgriculture

Active verb

碁稼

1.make the finger make a clicking sound by flipping it on the palm; snap the finger;

2.make the finger make a cracking sound by putting pressure on the knuckles; crack knuckles

Passive verb

鶏稼

1.have nothing in one's hands; be empty-handed

2.(figurative) have nothing; be left with nothing

Example

Agbara m aka m.

Agbara m aka m.

I cracked my knuckles.

Related Terms

Word Stems

ózú

ozu

Standard Igbo
Zoology

Noun

1.corpse; carcass; dead body

2.(fig.) a worthless person; a good-for-nothing

Example

Anyị agaghị eje na mmadụ, nata n'ozu!

Anyị agaghị eje na mmadụ, nata n'ozu!

We shall not go in person and come back in corpse!

Related Terms

éfù

efù

Standard Igbo
Education

Noun

1.zero; naught; nothing

Example

Mkpụrụ ọnụọgụgụ na-emejupụta otu narị bụ otu, efu, na efu ọzọ.

Mkpụrụ ọnụọgụgụ na-emejupụta otu narị bụ otu, efu, na efu ọzọ.

The numbers that make up one hundred are one, zero, and another zero.

Related Terms

Word Stem

ḿgbákéríàlà

mgbakeriàlà

Standard Igbo
CommercePerforming Arts

Noun

1.busy achieving nothing; running here and there, running up and down; making fuss

Example

Oke mgbakeriala adịghị mma.

Oke mgbakeriala adịghị mma.

Too much making of fuss is not good.

Related Terms

Word Stem

bà ányá

bà anya

Standard Igbo
Performing Arts

Passive verb

1.stare; gaze; look steadily at something or nothing, especially in thought, shock, or surprise

Example

Baa ya anya.

Baa ya anya.

Gaze at her.

Related Terms

Word Stems

Nsịbịdị - 3 found

Pronunciation:

ǹkïtį

Definitions:

1.common

2.normal

3.regular

4.generic

5.everyday

6.ordinary

7.simple

8.plain

9.basic

Pronunciation:

ózú

Definitions:

1.corpse

2.cadaver

Pronunciation:

éfù

Definitions:

1.依名. empty

2.zero

3.naught

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.