6 found for 'nonsense' in Igbo
Page 1 of 1
ìnyó
ìnyo
Noun
1.nonsense; meaningless thing
Example
Mgbe ụfọdụ, ndị a na-ekwu inyo.
Mgbe ụfọdụ, ndị a na-ekwu inyo.
Sometimes, these people talk nonsense.
Related Terms
ájáḿbēlē
ajambēlē
Noun
1.nonsense talk; cock and bull story
Example
Ị na-ege ntị na ajambele ọ na-akọ?
Ị na-ege ntị na ajambele ọ na-akọ?
Are you listening to his cock and bull story?
Related Term
myátǫ önú
myatọ̀ ọnū
Noun
1.vulgar speech; nonsense talk;
2.reckless talk
Example
Myatọ ọnụ bụ ihe onye nzuzu na-eme.
Myatọ ọnụ bụ ihe onye nzuzu na-eme.
Reckless talk is what the fool does.
Related Terms
ḿkpökörö
mkpọkọrọ
Nominal Modifier
1.dilapidated; rubbish; nonsense
Example
Ọ zụrụ mkpọkọrọ ụlọ wee rụzie ya.
Ọ zụrụ mkpọkọrọ ụlọ wee rụzie ya.
He bought a dilapidated house and renovated it.
Related Terms
yátǫ önü
yatọ̀ ọnụ̄
Active verb
1.be vulgar in speech; talk nonsense;
2.reckless talk without regard for anyone
Example
Ọ ga-ayatọ ọnụ ma ọ bịaruo.
Ọ ga-ayatọ ọnụ ma ọ bịaruo.
He will use vulga language when he gets here.
Related Terms
Word Stem
ńkwúghèrí
nkwughèri
Noun
1.gibberish; uncoordinated or unintelligible talk; foolish or nonsense talk
Example
Ihe a i na-ekwu bụ nkwugheri.
Ihe a i na-ekwu bụ nkwugheri.
This thing you are talking is gibberish.
Related Terms
Word Stems