3 found for 'njinji' in Igbo
Page 1 of 1
ńjíńjí
njinji
Noun
1.a surprising event
2.a sad event, terrible event
Example
Ha gwara ndị ntaakụkọ na njinji ahụ jiri n'ime abalị.
Ha gwara ndị ntaakụkọ na njinji ahụ jiri n'ime abalị.
They told journalists that the terrible event took place in the night.
Related Terms
ébélébé
ebelebe
Noun
1.extraordinary or incredible incident
Example
Ebelebe ga-egbu na mmemme ahụ.
Ebelebe ga-egbu na mmemme ahụ.
Extraordinary things will happen at that ceremony.
Related Terms
This word entry's dialectal variation matches with your search
ǹdìdì
ǹdìdì
Noun
1.patience
Name
1.patience
Example
Onye buru chi ya uzo, o gbagbue onwe ya n'oso
Onye buru chi ya uzo, o gbagbue onwe ya n'oso
He who goes ahead of his 'chi', would run to death
Related Term
Word Stem
This word entry's dialectal variation matches with your search