3 found for 'maba' in Igbo
Page 1 of 1
mábà
mabà
Standard Igbo
Active verb
1.jump in
Example
Ebee ka oke a mabara.
Ebee ka oke a mabara.
Where did this rat jump to?
Related Term
Word Stem
mábàtá
mabàta
Standard Igbo
Language
variations:
mị bàta
Active verb
1.intrude; enter (a building) forcefully or uninvited
Example
Ha mabatara na ụlọ anyị
Ha mabatara na ụlọ anyị
They intruded into our house
Related Terms
Word Stem
màgá
màga
Standard Igbo
Sports
Active verb
1.jump to another side
Example
Ọ na-amaga ebe ọbụla.
Ọ na-amaga ebe ọbụla.
She jumps on everything.
Related Term
This word entry's dialectal variation matches with your search