6 found for 'm̀ma' in Igbo
Page 1 of 1
ḿmà
mmà
Noun
氏
1.knife
2.a measure or scoop of grains using a container
Example
Ọ bụ sọọsọ otu mmà ka m hụrụ ọ wụnyere n'akpa.
Ọ bụ sọọsọ otu mmà ka m hụrụ ọ wụnyere n'akpa.
It was just one scoop that I saw him pour into the bag.
Related Terms
ḿmá
mmā
Noun
寐煙
1.goodness; beauty
Example
Adaọra mara mma.
Adaọra mara mma.
Adaọra is beautiful.
Related Terms
màmá
màma
Noun
1.informal word for mother (see - nne)
Example
Mama m bụ onye Igbo
Mama m bụ onye Igbo
My mother is an Igbo woman.
Related Terms
This word entry's dialectal variation matches with your search
ézí
ezi
Nominal Modifier
功
1.proper; right; good; true; short for ezigbo
2.very; really
Example
Nneka nwere ezi uche.
Nneka nwere ezi uche.
Nneka has good reasoning .
Related Terms
This word entry's dialectal variation matches with your search
árüsï
arụ̄sị̄
Noun
顧
1.a god or goddess, especially in polytheism; deity;
2.a supreme supernatural being; God;
3.a sculpture or physical image representing a deity; idol
Example
Igwekaala bụ arụsị a ma nke ọma n'ala Igbo.
Igwekaala bụ arụsị a ma nke ọma n'ala Igbo.
Igwekala is a well known deity in Igbo land.
Related Terms
This word entry's dialectal variation matches with your search
ásá
asa
Noun
1.a species of fish
2.very beautiful, handsome, fine
Example
Onye bụ asa a?
Onye bụ asa a?
Who is this beautiful lady?
Related Terms
Word Stems
This word entry's dialectal variation matches with your search