Nkọwa okwu logo
Beta

6 found for 'kwado' in Igbo

Page 1 of 1

kwádó

kwado

Standard Igbo
Religion

Active verb

1.prepare; get ready

Example

Akwadoro m ije ahịa.

Akwadoro m ije ahịa.

I got ready to go to the market.

Related Terms

Word Stem

kwàdò

kwàdò

Standard Igbo

Active verb

1.support; hold up; stop from falling

Example

Nne m kwadoro m n'ọrụ a.

Nne m kwadoro m n'ọrụ a.

My mother supported me in this work.

Related Terms

Word Stems

kwáködó

kwakọdo

Standard Igbo

Active verb

1.sew together

Example

Anyị ga-akwakọdo ogodo nke ochie na nke ọhụrụ.

Anyị ga-akwakọdo ogodo nke ochie na nke ọhụrụ.

We shall sew the new material and the old one together.

Related Term

Word Stem

This word entry's dialectal variation matches with your search

zùbé

zùbe

Standard Igbo
Education

Active verb

1.plan; intention; prepare

Example

Anyị na-ezube ịga ahịa.

Anyị na-ezube ịga ahịa.

We intend to go to the market.

Related Term

This word entry's dialectal variation matches with your search

dükö

dụkọ

Standard Igbo
Fashion

Active verb

1.sew together

Example

I kwesịrị ịdụkọ akwa abụọ a ọnụ.

I kwesịrị ịdụkọ akwa abụọ a ọnụ.

You are supposed to sew these two clothes together.

Related Term

Word Stem

This word entry's dialectal variation matches with your search

jìkèrè

jìkèrè

Standard Igbo

Active verb

1.get prepared; get ready

Example

Jikere izute ya.

Jikere izute ya.

Get ready to meet her.

Related Terms

This word entry's dialectal variation matches with your search

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2026 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.