Beta

5 found for 'job' in Igbo

Page 1 of 1

kíḿbóḿ

kim̄bom̄

Standard Igbo

Noun

1.the job of mixing or carrying sand or cement to the plasterer in a building construction site

Example

Onye na-arụ kimbom kwesiri ịgbasi ike.

Onye na-arụ kimbom kwesiri ịgbasi ike.

A person who works kimbom should be agile.

Word Stems

örü

ọrụ

Standard Igbo
Culture

Noun

寊奥

1.work; task; job; employment

Example

Ọrụ ahụ amasịghị m.

Ọrụ ahụ amasịghị m.

I did not like that job.

Related Terms

Word Stem

örübèkéè

ọrụbèkeè

Standard Igbo

Noun

1.white collar job; civil service

Example

Nna m rụrụ ọrụ bekee afọ iri atọ.

Nna m rụrụ ọrụ bekee afọ iri atọ.

My dad had a white collar job for thirty years.

Related Term

Word Stem

ǫháḿmírí

ọ̀ham̄mīrī

Standard Igbo
TechnologyCulture

Noun

1.someone whose job is to make or stop rain to fall; rainmaker

Example

Nna ha bụ ọhammiri.

Nna ha bụ ọhammiri.

Their father is a rainmaker.

Related Terms

Word Stem

òkènöörü

òkènọọrụ

Standard Igbo

variations:

oke nọ ọrụ, oke na ọrụ

Noun

具営寊奥

1.responsibility; job description

Example

Nna m na-eme ihe bụ okenọọrụ ya site na ịzụ anyị n' ụlọakwụkwọ.

Nna m na-eme ihe bụ okenọọrụ ya site na ịzụ anyị n' ụlọakwụkwọ.

My father carries out his responsibility by training us in school.

Related Term

Word Stems