Nkọwa okwu logo
Beta

3 found for 'jekeme' in Igbo

Page 1 of 1

jédèbé

jedèbe

Standard Igbo

Active verb

1.go, move nearer

Example

Ijedebe Kraịst nso dị mma karịa ihe niile.

Ijedebe Kraịst nso dị mma karịa ihe niile.

Being close to Christ is better than everything.

Related Terms

Word Stems

This word entry's dialectal variation matches with your search

bïákété

bịakete

Standard Igbo
Language

Active verb

1.come nearer

Example

Onyenweanyị chọrọ ka anyị niile biaketee ya nso.

Onyenweanyị chọrọ ka anyị niile biaketee ya nso.

Our Lord wants all of use to come closer to him.

Related Term

Word Stem

This word entry's dialectal variation matches with your search

kpüdèbè (ǹsó)

kpụdèbè (ǹso)

Standard Igbo
Geography

Active verb

1.draw or pull near or nearer, close or closer; shift close or near;

2.go, come, or move close to; approach

Example

Amaghị m na ọ kpụdebere m nso.

Amaghị m na ọ kpụdebere m nso.

I did not know that she drew close to me.

Related Terms

Word Stems

This word entry's dialectal variation matches with your search

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2026 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.