9 found for 'izu' in Igbo
Page 1 of 1
ìzù
ìzù
Noun
1.plan; a detailed resolution on what to do
2.dialogue; a discussion between two or more people, especially on how to resolve a problem
Example
Izu ha megidere m.
Izu ha megidere m.
Their plan was against me.
Related Term
Word Stem
ízų
izụ̀
Noun
戸
1.week; specific portion of time(period)
Example
Ọ bịara n'izu gara aga.
Ọ bịara n'izu gara aga.
She came in the past week.
Related Terms
zù
zù
Active verb
1.together ; gather
Example
Anyi ga-ezukọ n'obi obodo kpaa maka nchekwa obodo anyị.
Anyi ga-ezukọ n'obi obodo kpaa maka nchekwa obodo anyị.
We will gather at the town hall and discuss about the security of our town.
Related Term
This word entry's verb tense matches with your search
zú
zu
Active verb
暗
1.steal; rob
Example
E zuru ohi ebe ahụ.
E zuru ohi ebe ahụ.
There was a robbery there.
Related Terms
This word entry's verb tense matches with your search
zų
zụ̀
Active verb
1.bang; slam
Example
Ọ zụrụ ya akantị.
Ọ zụrụ ya akantị.
He gave (slam) him a slap.
Related Terms
This word entry's verb tense matches with your search
zų
zụ̀
Active verb
慣
1.nurse someone, something, or an animal to growth; train; raise; rear;
2.give proper teaching or upbringing
Example
A na-azụ ezi ebe a.
A na-azụ ezi ebe a.
Pigs are reared here.
Related Terms
This word entry's verb tense matches with your search
zü
zụ
Active verb
凹
1.buy; purchase
Example
Azụrụ m efere a n'ahịa Ọgbeete.
Azụrụ m efere a n'ahịa Ọgbeete.
I bought this plate from Ogbete market.
Related Terms
This word entry's verb tense matches with your search
òtù
òtù
Noun
塩
1.association; team; group; a group of people focusing on a central topic; party; camp
Example
Aha otu bọọlụ ụkwụ Naịjirịa bụ Super Eagles.
Aha otu bọọlụ ụkwụ Naịjirịa bụ Super Eagles.
The name of the Nigerian football team is Super Eagles.
Related Term
This word entry's dialectal variation matches with your search
ṃgbè
m̀gbè
Adverb
1.when; at what time; after which; just then; during the time that
Conjunction
解
1.when
Example
Mgbakọ na-amasị m mgbe m bụ nwaakwụkwọ.
Mgbakọ na-amasị m mgbe m bụ nwaakwụkwọ.
I loved math when I was a student.
Related Terms
This word entry's dialectal variation matches with your search
Nsịbịdị - 6 found
慣
Pronunciation:
zụ́
Definitions:
1.train
2.teach
3.discipline
4.mentor
5.bring up
6.look after
7.educate
8.raise
9.tutor
10.drill
11.groom
12.feed
13.nurse
14.nourish
15.tend