Nkọwa okwu logo
Beta

11 found for 'isii' in Igbo

Page 1 of 2

ìsíì

ìsiì

Standard Igbo
Education

Number

1.six

Example

Ha mụrụ ụmụ isii.

Ha mụrụ ụmụ isii.

They have six children.

Related Terms

ìsì

ìsì

Standard Igbo
Medicine

Noun

1.blindness

2.blind; severe visual impairment

3.protective covering that hinders sight

Example

Nwata nwaanyị ahụ akpụọla isi

Nwata nwaanyị ahụ akpụọla isi

That girl has gone blind

Related Terms

ísí

isi

Standard Igbo
CultureMedicineEducation

Noun

1.head

2.source

3.head (as in hierarchy)

4.chapter

5.hairstyle

6.essence; meaning

7.chapter [of a book/Bible]

Example

Anọ m n'isi nke ikpaazụ.

Anọ m n'isi nke ikpaazụ.

I am on the last chapter.

Related Terms

Word Stem

ísì

isì

Standard Igbo
MedicineFood

Noun

1.scent; smell; aroma

Example

Isi ofe Ada dị mma.

Isi ofe Ada dị mma.

The aroma of Ada's soup is good.

Related Terms

Word Stem

sì

Standard Igbo

Active verb

1.stiffen ; congeal ; toughen ; coagulate

Example

Ebee ka onye dibia ga-esi bịa?

Ebee ka onye dibia ga-esi bịa?

Where is the doctor going to come from?

Related Term

This word entry's verb tense matches with your search

sì

Standard Igbo

Active verb

1.smell

Example

Gịni na-esi?

Gịni na-esi?

What is smelling?

This word entry's verb tense matches with your search

sí

si

Standard Igbo
TransportationArtsPerforming ArtsCulture

Passive verb

1.take or follow a path or pattern or manner; from; through

Example

Isi etu a mee ya dị mma.

Isi etu a mee ya dị mma.

To follow this pattern in doing it is good.

Related Terms

This word entry's verb tense matches with your search

sí

si

Standard Igbo
Food

Active verb

1.cook; boil

2.follow (a path or way or manner)

3.set-up (like trap); mount

4.be hard or strong

Example

Ihe a bụ ụzọ e si eje Nneewi

Ihe a bụ ụzọ e si eje Nneewi

This is the way to Nneewi.

Related Terms

This word entry's verb tense matches with your search

sị̄

Standard Igbo

Active verb

1.say to

Example

Ọ sị na ọ gaghị abịa.

Ọ sị na ọ gaghị abịa.

He said that she won't come.

This word entry's verb tense matches with your search

sị

Standard Igbo
Language

Active verb

1.tell; say to someone what was said

2.ask; say to someone what you want them to do

Example

Ịsị ya esola anyị enweghi isi.

Ịsị ya esola anyị enweghi isi.

Telling him not follow us is pointless.

Related Terms

This word entry's verb tense matches with your search

Nsịbịdị - 9 found

Pronunciation:

ìsíi

Definitions:

1.six

2.sixth [from ‘six rods’]

Pronunciation:

ìsì

Definitions:

1.依器. blind

2.blindness

Pronunciation:

ísí

Definitions:

1.head

2.top

3.lead

4.leader

5.leading

6.high

7.alpha

Pronunciation:

ísì

Definitions:

1.smell

2.odour

3.aroma

Pronunciation:

Definitions:

1.strengthen

2.stiffen

3.harden

4.intensify

5.mature finish

6.撃昔営依. to persist

7.to complete

8.to go around

Pronunciation:

Definitions:

1.smell

Pronunciation:

Definitions:

1.originate from

2.from

3.come from

4.via

5.pass

6.divert

7.method

8.through

9.how

10.use route

Pronunciation:

Definitions:

1.cook

2.boil

3.fry

4.heat

Pronunciation:

Definitions:

1.say

2.tell

3.report

4.said

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.