Nkọwa okwu logo
Beta

4 found for 'inflammation' in Igbo

Page 1 of 1

àkpïrïḿgbáká

àkpịrị̄mgbaka

Standard Igbo
Medicine

variations:

àkpịrị̄ mgbaka

Noun

1.throat inflammation; pharyngitis

Example

Ịti oke mkpu butere ya akpịrịmgbaka.

Ịti oke mkpu butere ya akpịrịmgbaka.

His shouting loud caused his pharyngitis

Related Term

Word Stem

ïbàányáèdò

ịbàanyaèdò

Standard Igbo
Medicine

variations:

ịbà anya èdò

Noun

1.hepatitis; inflammation of the liver by a virus

Example

Ịbaanyaedo gburu ya

Ịbaanyaedo gburu ya

She died of hepatitis

Related Term

Word Stems

ṃgbápïáàkpïrï

m̀gbapịaàkpịrị̄

Standard Igbo
Medicine

variations:

m̀gbapịa àkpịrị̄

Noun

1.inflammation of the tonsils; tonslitis

Example

Oyi bụ otu n'ime ihe ndị na-akpata mgbapịaakpịrị.

Oyi bụ otu n'ime ihe ndị na-akpata mgbapịaakpịrị.

Cold is one of the things that causes tonsillitis.

Related Term

Word Stem

ṃgbápïá

m̀gbapịa

Standard Igbo
Medicine

Noun

1.inflammation of the tonsils ;tonsillitis

Example

Akpịrị na-egbu ya mgbu maka o nwere mgbapịa.

Akpịrị na-egbu ya mgbu maka o nwere mgbapịa.

Her throat is paining her because she is suffering from tonsillitis.

Related Term

Word Stem

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.