Nkọwa okwu logo
Beta

6 found for 'ife' in Igbo

Page 1 of 1

ìfè

ìfè

Standard Igbo
Culture

Noun

1.non-indigene (person); foreigner

Example

Nwoke ahụ abụghị ife. Ọ bụ nwaafọ.

Nwoke ahụ abụghị ife. Ọ bụ nwaafọ.

That man is not a foreigner. He is an indegene.

Related Term

fé

fe

Standard Igbo
ZoologyCultureTechnology

Active verb

1.fly

2.sprinkle

3.wave

Example

Fee aka n'elu ka m hụ ebe ị nọ.

Fee aka n'elu ka m hụ ebe ị nọ.

Wave your hand up let me see where you are.

Related Terms

This word entry's verb tense matches with your search

fè

Standard Igbo

Active verb

1.cross; pass; go over

Example

O fere ihe m tụrụ anya ya.

O fere ihe m tụrụ anya ya.

It passed what I expected.

Related Terms

This word entry's verb tense matches with your search

fé

fe

Standard Igbo
Common Term

Active verb

1.reduce in size, especially bloat or fat

Example

Afọ ya ga-efe ma tupu ọ ṅụsịa ọgwụ ahụ.

Afọ ya ga-efe ma tupu ọ ṅụsịa ọgwụ ahụ.

Her stomach will reduce before she finish taken the medicine.

Related Term

This word entry's verb tense matches with your search

ìhìè

ìhìè

Standard Igbo
GeographyTechnologyVisual ArtsWeather

Noun

1.the agent of sight and visibility; light

Example

Ihie adịghị ebe ahụ ị na-aga.

Ihie adịghị ebe ahụ ị na-aga.

There is no light where you are going.

Related Terms

This word entry's dialectal variation matches with your search

íhé

ihe

Standard Igbo
Language

Noun

1.thing; something; what (thing)

Example

Kedu mgbe ihe ahụ bidoro?

Kedu mgbe ihe ahụ bidoro?

When did that one start?

Related Terms

This word entry's dialectal variation matches with your search

Nsịbịdị - 3 found

Pronunciation:

Definitions:

1.fly

2.wave [flag]

Pronunciation:

įnyę

Definitions:

1.light

2.glow

Pronunciation:

ïnyë

Definitions:

1.thing

2.matter 簡残. 錦. of

3.the

4.matters concerning

5.subject

6.reason

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2026 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.