11 found for 'hot' in Igbo
Page 1 of 2
ré ökü
re ọkụ̄
Active verb
1.feel hot, especially when touched
2.burn; be on fire
3.brand with hot object; burn or touch with fire or hot object
Example
Ahụ gị na-ere ọkụ.
Ahụ gị na-ere ọkụ.
Your body feels hot.
Related Terms
Word Stem
óbìökü
obìọkụ̄
Adjective
1.hot-tempered
Example
Onye nwere obiọkụ?
Onye nwere obiọkụ?
Who is hot-tempered?
Related Term
Word Stem
ónyé íwé
onye iwe
Noun
1.hot-tempered person
Example
Hapụkwa ya aka, ọ bụ onye iwe.
Hapụkwa ya aka, ọ bụ onye iwe.
Leave him/her alone, he or she is hot tempered.
Word Stems
ökü
ọkụ
Noun
遠
1.fire
2.the natural agent that makes things visible; light
3.electricity
Nominal Modifier
遠
1.hot
Example
Mụnye ọkụ ka anyị sie nri.
Mụnye ọkụ ka anyị sie nri.
Light up fire let's cook.
Related Terms
chá ökü
cha ọkụ
Active verb
考遠
1.to flash light
2.be red-hot (of metal)
Example
Azụ ite a na-acha ọkụ.
Azụ ite a na-acha ọkụ.
The back of the pot is red-hot.
Related Terms
Word Stems
kpò ökü
kpò ọkụ̄
Active verb
繰遠
1.radiate heat; be hot;
2.be lively (mood)
Example
Achọrọ m ka agbamakwụkwọ ha kpoo ọkụ.
Achọrọ m ka agbamakwụkwọ ha kpoo ọkụ.
I want their wedding to be lively.
Related Terms
Word Stems
èkpòmöökü
èkpòmọọkụ
Noun
1.the concept of being hot; heat; hotness
Example
Ekpomọọkụ ekweghị m hie ụra n'abalị.
Ekpomọọkụ ekweghị m hie ụra n'abalị.
Heat did not let me sleep at night.
Related Terms
Word Stem
dàjų
dàjụ̀
Active verb
員細
1.subside; become cool; calm; hot to normal
Example
Chere ka ọgbaaghara na-eme ebe ahụ dajụọ.
Chere ka ọgbaaghara na-eme ebe ahụ dajụọ.
Wait for that chaos happening there to subside.
Related Term
Word Stem
má ḿmírí
ma mmīrī
Active verb
1.press sprain, etc., with cloth dipped in hot water;
2.dance in the rain
Example
Ọ na-ama mmiri oge ọ bụla.
Ọ na-ama mmiri oge ọ bụla.
He dance in the rain always.
Related Terms
Word Stem
ǫgǫdǫ
ọ̀gọ̀dọ̀
Noun
章
1.loincloth; a single piece of short cloth worn around the waist, especially due to hot weather
Example
N'onyoonyoo ahụ, ụmụwoke ndị ahụ na-arụ ọrụ yi ọgọdọ.
N'onyoonyoo ahụ, ụmụwoke ndị ahụ na-arụ ọrụ yi ọgọdọ.
In that video, those men working wore loincloths.
Related Term