6 found for 'government' in Igbo
Page 1 of 1
ǫchïchï ézèchíháchìbèrè
ọ̀chịchị ezèchihachìbèrè
Noun
1.a system of government where leadership is transferred from one generation to another
2.institutional village monarchy
Example
Ndị̣ Ọnịcha na-agbaso usoro ọchịchị ezechihachibere.
Ndị̣ Ọnịcha na-agbaso usoro ọchịchị ezechihachibere.
Onitsha people practice institutional village monarchy.
Related Terms
Word Stem
òtínyéíwúnörü
òtinyeīwūnọ̄rụ̄
Noun
1.executive arm of government
Example
Ndị ụlọ otinyeiwunọrụ nwere nzukọ echi.
Ndị ụlọ otinyeiwunọrụ nwere nzukọ echi.
The executive arm has a meeting tomorrow.
Word Stems
Ǹsüká
Ǹsụkā
Proper noun
1.a town and local government in Enugu State, south eastern Nigeria, the home of the first indigenous Nigerian university, the University of Nigeria
Example
Agụrụ m na Mahadum Naịijirịa, Nsụka.
Agụrụ m na Mahadum Naịijirịa, Nsụka.
I studied in the University of Nigeria, Nsukka.
Related Terms
ńdïńnùpùísí
ndịnnùpùisī
Noun
製二
1.persons who resist the system of government or politics in a nation or country and work towards changing it usually by force
Example
E jidere ndịnnupuisi na mpaghara Bakasị
E jidere ndịnnupuisi na mpaghara Bakasị
Rebels were arrested at Bakasi
Related Terms
Word Stem
ísíòbòdò
isiòbòdò
variations:
isi obodo
Noun
1.capital; the town that functions as the seat of government
Example
Abụja bụ isiobodo Naịjiria.
Abụja bụ isiobodo Naịjiria.
Abuja is the capital of Nigeria.
Related Terms
Word Stems
ísíöchïchï
isiọ̄chị̄chị̄
Noun
1.state; an organized political community, nation, or territory under one government
Example
Ebi m n'isiọchịchị Enugwu.
Ebi m n'isiọchịchị Enugwu.
I live in Enugu state.
Related Terms
Word Stem