52 found for 'go' in Igbo
Page 1 of 6
gá
ga
Active verb
火
1.go
2.attend; go for an event
3.past; pass with time
Example
Ekwutọsị na-aga mmemme kwa izu.
Ekwutọsị na-aga mmemme kwa izu.
Ekwutosi attends parties weekly.
Related Terms
̣-kàpų
̣-kàpụ̀
Extensional suffix
1.off; go off, especially in a forceful or careless way
Example
Ike ya ga-adakapụ.
Ike ya ga-adakapụ.
The bottom will fall off.
Related Terms
Word Stems
fú èfù
fu èfù
Active verb
1.lose; go astray; be lost
Example
Achọghị m akwụkwọ a ifu efu.
Achọghị m akwụkwọ a ifu efu.
I do not want this book missing.
Related Terms
Word Stem
jì ükwü
jì ụkwụ
Passive verb
1.trek; go a distance using the legs as the means of transportation
Example
Ana m eji ụkwụ aga ọbaakwụkwọ.
Ana m eji ụkwụ aga ọbaakwụkwọ.
I go to the library by foot.
Related Terms
Word Stems
bànyè
bànyè
Active verb
貝角
1.enter; go in
2.board; get into a vehicle
Example
Ị chọrọ ịbanye ebe ahụ?
Ị chọrọ ịbanye ebe ahụ?
Do you want to enter that place?
Related Terms
Word Stems
gbá ḿbìbì
gba mbìbì
Active verb
1.borrow; go about borrowing
Example
Onye gbara mbibi ego?
Onye gbara mbibi ego?
Who went borrowing?
Related Term
Word Stem
rïdà
rịdà
Active verb
1.descend; go down
Example
Ugbua ka m ga-arịda.
Ugbua ka m ga-arịda.
I will descend now.
Related Terms
Word Stems
hà
hà
Active verb
捨
1.leave(let go of)
Example
Rapụ ezi na ụlọ anyi aka
Rapụ ezi na ụlọ anyi aka
Leave our family alone
Related Terms
lákwú
lakwu
Active verb
1.return to; go back to
Example
Obere oge ugbua, anyị ga-alakwu ha.
Obere oge ugbua, anyị ga-alakwu ha.
In a short while we will return to them.
Related Term
Word Stem
lá
la
Active verb
机
1.go home
2.(of a sickness) go away
3.(figurative) be dead; be no longer in vogue
Example
Ọ lara ụlọ maka isi na-awa ya.
Ọ lara ụlọ maka isi na-awa ya.
He went home because his head was aching.
Related Terms