Nkọwa okwu logo
Beta

4 found for 'ghasa' in Igbo

Page 1 of 1

ghásà

ghasà

Standard Igbo
TechnologyLanguage

Medial verb

1.spread (a cloth or something intended to dry)

Example

Ejere m ịghasa akwa mgbe ị batara.

Ejere m ịghasa akwa mgbe ị batara.

I went to spread cloths when you entered.

Related Terms

Word Stems

ghásà

ghasà

Standard Igbo
Education

Active verb

1.alter a plan; disorganize something

Example

Ọ ga-aghasa mmemme a ma ọ bịa.

Ọ ga-aghasa mmemme a ma ọ bịa.

He will disorganise this ceremony if he comes.

Related Terms

Word Stem

pïásà

pịasà

Standard Igbo
Culture

Active verb

1.scatter; flog and scatter

Example

Aga m apịasa mmadụ niile.

Aga m apịasa mmadụ niile.

I will flog and scatter everybody.

Related Terms

Word Stem

This word entry's dialectal variation matches with your search

bösà

bọsà

Standard Igbo

Active verb

1.scatter (especially grain or dust)

Example

Ọkụkọ abọsaala mkpụrụ ọka ị na-agba n'anwu.

Ọkụkọ abọsaala mkpụrụ ọka ị na-agba n'anwu.

The chicken has scattered the maize grains you placed under the sun.

Related Terms

Word Stem

This word entry's dialectal variation matches with your search

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2026 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.