Beta

14 found for 'fingers' in Igbo

Page 1 of 2

tų ḿbö

tụ̀ mbọ̄

Standard Igbo
Language

Active verb

痕声

1.pinch with fingers or fingernails

Example

Ọ tụrụ ya mbọ n'ike.

Ọ tụrụ ya mbọ n'ike.

He pinched him on the buttocks.

Related Terms

Word Stem

rų áká

rụ̀ akā

Standard Igbo
Geography

Active verb

1.poke finger into

Example

Irụ nsị aka adịghị mma.

Irụ nsị aka adịghị mma.

To poke one's hand into feaces is bad.

Related Terms

Word Stem

ḿbö

mbọ

Standard Igbo
Medicine

Noun

1.nail (of toe or finger); claws

2.to pinch somebody with the finger nail

Example

Ndidi na-ebe mbọ ya.

Ndidi na-ebe mbọ ya.

Ndidi is cutting her nails.

Related Terms

ǫgbáḿbö

ọ̀gbam̄bọ̄

Standard Igbo
Medicine

variations:

ọ̀gba m̄bọ̄

Noun

1.whitlow; a boil near a finger nail

Example

Ọ maghị ihe butere ọgbambọ ahụ.

Ọ maghị ihe butere ọgbambọ ahụ.

He doesn't know what caused the whitlow.

Related Term

Word Stem

ògèdè

ògèdè

Standard Igbo
BotanyFood

Noun

1.banana (the specie with longer finger)

Example

Enwe na-eri ogede.

Enwe na-eri ogede.

Monkeys eat banana.

Related Terms

Word Stem

ṃkpïsïáká

m̀kpịsịakā

Standard Igbo
Culture

variations:

m̀kpịsị akā

Noun

犠稼

1.any of the terminating members of the hand; finger

Example

Ana m eji mkpịsịaka m atụtụ ihe.

Ana m eji mkpịsịaka m atụtụ ihe.

I pick with my fingers.

Related Terms

Word Stem

ökwüáká

ọkwụakā

Standard Igbo
Medicine

Noun

1.a hand with fingers turned inward exposing the knuckles; fist

Example

Nnụnụ be n'ọkwụaka ka be n'ala.

Nnụnụ be n'ọkwụaka ka be n'ala.

A bird perched on a fist is still perched on the ground.

Related Terms

Word Stems

ákáńtütų

akantụtụ̀

Standard Igbo

variations:

aka ntụtụ̀

Noun

痕痕稼

1.pilfering; steal by picking

Adjective

1.pick-pocket; stealing things of little value

2.pilfering; having light fingers

Example

E jidere ya n'akantụtụ.

E jidere ya n'akantụtụ.

He was caught pilfering.

Related Terms

Word Stems

pị̀

Standard Igbo
Performing ArtsTechnology

Active verb

1.press; apply pressure on, especially with the finger;

2.squeeze; firmly apply pressure on

Example

Nne m na-apị pịanụ.

Nne m na-apị pịanụ.

My mother plays piano.

Related Terms

tübì

tụbì

Standard Igbo
BotanyAgriculture

Active verb

1.break (something into tiny pieces, especially using the finger nails)

Example

Nna m ga-atụbi ya ma ọ lọta.

Nna m ga-atụbi ya ma ọ lọta.

My father will cut it when the returns.

Related Term

Nsịbịdị - 2 found

Pronunciation:

ḿbö

Definitions:

1.nails

2.fingernails

3.claw

Pronunciation:

Definitions:

1.press

2.hit

3.compress