19 found for 'fighting' in Igbo
Page 1 of 2
ǫgų
ọ̀gụ̀
Noun
召
1.fight
Example
Ha na-alụ ọgụ maka ego.
Ha na-alụ ọgụ maka ego.
They are fighting because of money.
Related Terms
lų ǫgų
lụ̀ ọ̀gụ̀
Active verb
寄召
1.fight
Example
Ha lụrụ ọgụ n'ụlọakwụkwọ.
Ha lụrụ ọgụ n'ụlọakwụkwọ.
They fought in school.
Related Terms
Word Stems
lų
lụ̀
Active verb
寄
1.fight; strive
Example
Ọ lụrụ ya.
Ọ lụrụ ya.
She survived (by striving) it.
Related Terms
bà ǫgų
bà ọ̀gụ̀
Active verb
貝召
1.launch a fight
Example
Ha ga-aba gị ọgụ.
Ha ga-aba gị ọgụ.
They will fight you.
Related Terms
Word Stems
lų ághá
lụ̀ agha
Active verb
寄援
1.fight a war or battle
Example
Yukreen na Rọshịa na-alụ agha.
Yukreen na Rọshịa na-alụ agha.
Ukraine and Russia are fighting a war.
Related Terms
Word Stems
lųtá ǫgų
lụ̀ta ọ̀gụ̀
Active verb
寄怠召
1.fight for (on behalf)
Example
Okeke kụrụ nwa Okafọ ihe, Okafọ wee jee ịlụta ọgụ.
Okeke kụrụ nwa Okafọ ihe, Okafọ wee jee ịlụta ọgụ.
Okeke hit Okafor's son, so Okafor went to fight on his behalf.
Related Term
Word Stems
ǫgüülǫ
ọ̀gụụlọ̀
variations:
ọ̀gụ ụlọ̀
Noun
1.fighting between people of same town or village
2.a fight between members of the same family or kindred
Example
Ihe ha na-alụ bụ ̣ọgụ ụlọ.
Ihe ha na-alụ bụ ̣ọgụ ụlọ.
They are having a family fight.
Related Term
Word Stems
gbá ǫgų
gba ọ̀gụ̀
Active verb
1.side with; defend; fight for
Example
Ị bịara ịgba ọgụ enyi ebe a?
Ị bịara ịgba ọgụ enyi ebe a?
Are you here to fight for friend?
Related Terms
Word Stem
ńdïághá élú
ndịagha elū
Noun
1.soldiers who fight air battles
Example
Ndịagha elu Naijiria jidere ụgbọelu enweghị akwụkwọ̣
Ndịagha elu Naijiria jidere ụgbọelu enweghị akwụkwọ̣
Nigerian Airforce seized an unlicensed airplane.
Word Stems
lüsò ǫgų
lụsò ọ̀gụ̀
Active verb
寄周召
1.launch a fight at someone; attack
Example
Aga m alụso ya ọgụ.
Aga m alụso ya ọgụ.
I will fight him.
Related Terms