15 found for 'far' in Igbo
Page 1 of 2
jémì
jemì
Active verb
1.go far in
Example
Igwe ejemighị tupu m abịa.
Igwe ejemighị tupu m abịa.
Igwe has not gone far when I arrived.
Related Term
gátè áká
gatè akā
Active verb
1.go far away
Example
Ị gatee aka, ị ga-ahụ ụlọ buru ibu.
Ị gatee aka, ị ga-ahụ ụlọ buru ibu.
If you go far you will see a big house.
Related Term
Word Stems
dï ányá
dị anya
Passive verb
延目
1.be far; be distant
Example
Ebe nzukọ anyị na-adị anya ma sọọsọ m soro gaa.
Ebe nzukọ anyị na-adị anya ma sọọsọ m soro gaa.
Our meeting venue is far if I go alone.
Related Term
Word Stem
nótè áká
notè akā
Active verb
1.be far away, at a distance; stay for long; lasting
Example
Mgbe nne m ga-abịa, ọ ga-anote aka.
Mgbe nne m ga-abịa, ọ ga-anote aka.
When my mother will come, she will stay for long.
Related Term
Word Stem
bítè áká
bītè aka
Active verb
剁査雇
1.live far away
2.live for a long time
Example
O bitere aka ebe a.
O bitere aka ebe a.
He lived here for long.
Word Stems
wémì
wemì
Active verb
1.take far away; take far inside
Example
Di m ga-ewemi ego a ewemi ma ọ bịa.
Di m ga-ewemi ego a ewemi ma ọ bịa.
My husband will take this money far inside when he arrives.
Related Term
Word Stem
chümì
chụmì
Active verb
言琴
1.chase far away
Example
Anyị amaghị na ọ chumiri ewu anyị na-akpa nri.
Anyị amaghị na ọ chumiri ewu anyị na-akpa nri.
We didn't know he chased our goat that is grazing food to a faraway place.
Related Term
Word Stem
-mì
-mì
Extensional suffix
1.deep; far; down a distance
Example
Ọ ga-achụmi gị n'ime ọhịa.
Ọ ga-achụmi gị n'ime ọhịa.
He will chase you deep into the bush.
òtàáká
òtàaka
Noun
1.far; farness
2.distance; a far location; a long space between two locations
Example
Ha chọtara nkịta ha n'otaaka n'ụlọ ha.
Ha chọtara nkịta ha n'otaaka n'ụlọ ha.
They found their dog far away from their house.
Related Term
Word Stem
ǫtï
ọ̀tị
Noun
寊軸
1.far; stretched
Example
Ebe Chinwe bi dị ọtị
Ebe Chinwe bi dị ọtị
Where Chinwe is living is far.
Related Term