13 found for 'evil' in Igbo
Page 1 of 2
öjöö
ọjọọ̄
Nominal Modifier
寊誇
1.bad; evil; ugly
Example
Anya ọjọọ ka nwaanyị a na-ele m.
Anya ọjọọ ka nwaanyị a na-ele m.
This woman is giving me a wicked look.
Related Terms
kwújö
kwujọ
Active verb
1.speak evil, bad of
Example
Ikwụjọ mmadụ bụ ihe ọjọọ.
Ikwụjọ mmadụ bụ ihe ọjọọ.
To speak evil of someone is bad.
Related Terms
Word Stem
ǹjö
ǹjọ
Noun
化
1.evil; sin
Example
Ọ bụ njọ igbu ọchụ.
Ọ bụ njọ igbu ọchụ.
It is a sin to commit murder.
Related Terms
ájö
ajọ̄
Adjective
寀誇
1.evil; bad
2.(fig.) too much
Example
Anyị amarala na Ọbịageli abụghị ajọ mmadụ.
Anyị amarala na Ọbịageli abụghị ajọ mmadụ.
We know that Obiageli is not a bad person
Related Terms
Word Stem
ájööhïá
ajọ̄ọhịa
variations:
ajọ̄ ọhịa
Adjective
1.evil forest; forbidden forest
Example
A tụnyere ozu ya na ajọọhịa.
A tụnyere ozu ya na ajọọhịa.
His corpse was thrown into the evil forest.
Related Term
Word Stems
ńkwüjö
nkwụjọ
Noun
鋭誇
1.evil talk; bad talk; wrong talk
Example
Gbaghara nkwujọ m niile.
Gbaghara nkwujọ m niile.
Forgive all my bad speech.
Related Terms
Word Stem
zàchí
zàchi
Active verb
1.sweep something over something (e.g. vomit) so as to cover it completely
2.to hide especially an evil act
Example
Ọ zachiri agbọọ ahụ.
Ọ zachiri agbọọ ahụ.
He/she swept sand over the vomit.
Related Term
Word Stem
lù ílú
lù ilū
Active verb
款寃款
1.be bitter
2.to be angry; evil hearted hatred
Example
Ọgwụ nke a na-elu ilu.
Ọgwụ nke a na-elu ilu.
This very medicine is bitter.
Related Terms
Word Stem
kwútǫ
kwutọ̀
Active verb
鋭夕
1.to slander; to speak evil of someone or something
2.to defame
Example
Ndị ndọ̣rọndọrọ ọchịchị Naijirịa na-ekwutọ ibe ha.
Ndị ndọ̣rọndọrọ ọchịchị Naijirịa na-ekwutọ ibe ha.
Nigerian politicians defame one another.
Related Terms
Word Stem
jö ńjö
jọ njọ̄
Active verb
誇寎誇
1.be ugly; be unpleasant; be evil; be bad; wicked; refuse to share (especially food)
Example
Akpụkpọụkwụ gị a jọrọ njọ. Biko, yipụ ya!
Akpụkpọụkwụ gị a jọrọ njọ. Biko, yipụ ya!
This shoe of yours is not fine. Please remove it!
Related Terms
Word Stem